Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Amazaya malitere ịchị Juda (1-6)

      • Amazaya lụsoro ndị Ịdọm na ndị Izrel agha (7-14)

      • Jehoash eze Izrel nwụrụ (15, 16)

      • Amazaya nwụrụ (17-22)

      • Jeroboam nke Abụọ malitere ịchị Izrel (23-29)

2 Ndị Eze 14:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 13:10

2 Ndị Eze 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:1-4

2 Ndị Eze 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:5
  • +2Ih 24:2

2 Ndị Eze 14:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:14
  • +2Ez 12:1, 3

2 Ndị Eze 14:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:20; 2Ih 24:25

2 Ndị Eze 14:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 24:16

2 Ndị Eze 14:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 8:20
  • +2Sa 8:13; 1Ih 18:12
  • +2Ih 25:11, 12

2 Ndị Eze 14:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka anyị hụ ihu na ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:17-19

2 Ndị Eze 14:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:7

2 Ndị Eze 14:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:15, 16
  • +Jos 15:10, 12; 21:8, 16
  • +2Ih 25:20-24

2 Ndị Eze 14:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu.”

2 Ndị Eze 14:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe dị ka mita 178 (amaụkwụ 584). Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 8:16; 12:38, 39
  • +Jer 31:38; Zek 14:10

2 Ndị Eze 14:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

2 Ndị Eze 14:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Jeroboam nke Abụọ.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 10:35; 13:9
  • +Ho 1:1; Em 1:1; 7:10

2 Ndị Eze 14:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:25-28
  • +2Ez 14:1
  • +2Ez 13:10

2 Ndị Eze 14:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:20

2 Ndị Eze 14:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10

2 Ndị Eze 14:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Azaraya pụtara “Jehova Nyere Aka.” A kpọrọ ya Ọzaya ná 2 Eze 15:13; 2 Ihe 26:1-23; Aịza. 6:1; na Zek. 14:5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 1:8
  • +2Ih 26:1
  • +2Ez 15:1, 2

2 Ndị Eze 14:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 26:2
  • +Di 2:8; 1Ez 9:26; 2Ez 16:6

2 Ndị Eze 14:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 1:1; Em 1:1

2 Ndị Eze 14:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:28-30; 13:34; Ọm 106:20

2 Ndị Eze 14:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ụzọ e si abanye Hemat.”

  • *

    Ya bụ, Oké Osimiri Nnu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:21; 34:2, 7, 8
  • +Di 3:16, 17
  • +Jo 1:1; Mt 12:39
  • +Jos 19:10, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 108-109

    Ụlọ Nche,

    1/1/2009, p. 25

2 Ndị Eze 14:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:7; Ikp 10:16; Ọm 106:43, 44

2 Ndị Eze 14:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 31:20
  • +2Ez 13:4, 5

2 Ndị Eze 14:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:6
  • +2Ih 8:3

2 Ndị Eze 14:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 14:12Ez 13:10
2 Eze 14:22Ih 25:1-4
2 Eze 14:31Ez 15:5
2 Eze 14:32Ih 24:2
2 Eze 14:41Ez 15:14
2 Eze 14:42Ez 12:1, 3
2 Eze 14:52Ez 12:20; 2Ih 24:25
2 Eze 14:6Di 24:16
2 Eze 14:72Ez 8:20
2 Eze 14:72Sa 8:13; 1Ih 18:12
2 Eze 14:72Ih 25:11, 12
2 Eze 14:82Ih 25:17-19
2 Eze 14:102Ez 14:7
2 Eze 14:112Ih 25:15, 16
2 Eze 14:11Jos 15:10, 12; 21:8, 16
2 Eze 14:112Ih 25:20-24
2 Eze 14:13Neh 8:16; 12:38, 39
2 Eze 14:13Jer 31:38; Zek 14:10
2 Eze 14:162Ez 10:35; 13:9
2 Eze 14:16Ho 1:1; Em 1:1; 7:10
2 Eze 14:172Ih 25:25-28
2 Eze 14:172Ez 14:1
2 Eze 14:172Ez 13:10
2 Eze 14:192Ez 12:20
2 Eze 14:201Ez 2:10
2 Eze 14:21Mt 1:8
2 Eze 14:212Ih 26:1
2 Eze 14:212Ez 15:1, 2
2 Eze 14:222Ih 26:2
2 Eze 14:22Di 2:8; 1Ez 9:26; 2Ez 16:6
2 Eze 14:23Ho 1:1; Em 1:1
2 Eze 14:241Ez 12:28-30; 13:34; Ọm 106:20
2 Eze 14:25Ọg 13:21; 34:2, 7, 8
2 Eze 14:25Di 3:16, 17
2 Eze 14:25Jo 1:1; Mt 12:39
2 Eze 14:25Jos 19:10, 13
2 Eze 14:26Ọp 3:7; Ikp 10:16; Ọm 106:43, 44
2 Eze 14:27Jer 31:20
2 Eze 14:272Ez 13:4, 5
2 Eze 14:282Sa 8:6
2 Eze 14:282Ih 8:3
2 Eze 14:292Ez 15:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 14:1-29

Ndị Eze nke Abụọ

14 N’afọ nke abụọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Jehoahaz eze Izrel, Amazaya nwa Jehoash eze Juda malitere ịchị. 2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadin onye Jeruselem.+ 3 Ọ nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova, ma, o merughị ka Devid+ nna nna ya. O mere ihe niile otú Jehoash nna ya si mee.+ 4 Ma, o bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ 5 Ozugbo alaeze ya siri ike, o gburu ndị na-ejere ya ozi, ndị gburu nna ya bụ́ eze.+ 6 Ma o gbughị ụmụ ndị ahụ gburu nna ya, n’ihi na o mere ihe e dere n’akwụkwọ Mosis, ebe Jehova nyere iwu, sị: “A gaghị egbu ndị nna n’ihi ihe ụmụ ha mere, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi ihe nna ha mere. Kama, ọ bụ mmehie mmadụ mere ka a ga-eji maka ya gbuo ya.”+ 7 Amazaya gburu puku ndị Ịdọm+ iri (10,000) n’agha na Ndagwurugwu Nnu.+ O weghaara Sila n’agha ahụ,+ kpọwazie ya Jọktiel. Ọ bụkwa ihe a na-akpọ ya ruo taa.

8 Ka oge na-aga, Amazaya ziri ndị mmadụ ozi ha agaa gwa Jehoash nwa Jehoahaz, nwa Jihu eze Izrel, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+ 9 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu dị na Lebanọn zigaara osisi sida dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke nwa gị nwaanyị ka ọ lụwa.’ Ma, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere ma zọda ahịhịa ogwu ahụ. 10 Ama m na i meriela Ịdọm,+ ya ana-ebu gị isi. Nọrọ n’ụlọ* gị ka e towe gị. Gịnị mere ị ga-eji bido ọgụ a ga-emeri gị na ndị Juda?” 11 Ma Amazaya egeghị ya ntị.+

N’ihi ya, Jehoash eze Izrel buuru ọgụ gawa, ya na Amazaya eze Juda ebido ịlụ agha na Bet-shimesh+ nke dị na Juda.+ 12 Ndị Izrel wee merie ndị Juda, onye nke ọ bụla n’ime ha agbalaa n’ụlọ* ya. 13 Jehoash eze Izrel jidere Amazaya eze Juda, nwa Jehoash nwa Ehazaya. O jidere ya na Bet-shimesh, mechaa kpụta ya Jeruselem. Ọ kwatukwara mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi.+ Mgbidi ahụ ọ kwaturu dị narị kubit anọ (400).* 14 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ* eze. Ọ kpụkwaara ndị e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.

15 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoash, ihe ndị o mere, ike ọ kpara, na otú o si lụso Amazaya eze Juda agha, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel. 16 Jehoash mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya na Sameria+ ebe e liri ndị eze Izrel, Jeroboam*+ nwa ya anọchie ya, malite ịchị.

17 Mgbe Jehoash nwa Jehoahaz eze Izrel+ nwụchara, Amazaya+ nwa Jehoash+ eze Juda nọkwuru ndụ afọ iri na ise. 18 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Amazaya n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 19 Ndị mmadụ mechara gbaara ya izu+ na Jeruselem, ya agbaga Lekish. Ma, ha ziri ndị mmadụ, ha achụrụ ya gaa Lekish, gbuo ya ebe ahụ. 20 Ha ji ịnyịnya bulata ya ma lie ya na Jeruselem ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ 21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,*+ chie ya eze, ya anọchie Amazaya+ nna ya. Ọ dị afọ iri na isii mgbe ahụ.+ 22 Mgbe Eze Amazaya nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ Azaraya weghaara Ilat+ ma mee ka ọ bụrụghachi obodo ndị Juda.

23 N’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash eze Izrel malitere ịchị na Sameria. Ọ chịkwara afọ iri anọ na otu. 24 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mmehie ya mere ka ndị Izrel mehie.+ 25 O nwetaghachiri ala ndị Izrel malite na Libo-hemat*+ ruo n’Oké Osimiri Araba,*+ si otú a mezuo ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ kwuo. Jona onye amụma bụ nwa Amitaị, bụrụkwa onye Gat-hifa.+ 26 Jehova kwuru ihe ahụ n’ihi na ọ hụrụ otú e si na-echi ndị Izrel ọnụ n’ala.+ E nweghị onye nọ n’Izrel ga-enyere ha aka. E nweghịdị ma onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ma onye na-enweghị ume. 27 Ma, Jehova kwere nkwa na ya agaghị ehichapụ aha ndị Izrel n’ụwa.+ N’ihi ya, o si n’aka Jeroboam nwa Jehoash zọpụta ha.+

28 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jeroboam, ihe niile o mere, ike ọ kpara, otú o si lụọ agha, na otú o si nwetaghachiri ndị Juda na ndị Izrel Damaskọs+ na Hemat,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel. 29 Jeroboam mechara nwụọ otú nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, nwụrụ, Zekaraya+ nwa ya anọchie ya, malite ịchị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya