Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 83
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere mgbe ndị iro bịara

        • “Chineke, biko, agbala nkịtị” (1)

        • Ndị iro dị ka ahịhịa ogwu ifufe na-ebu (13)

        • Aha Chineke bụ Jehova (18)

Abụ Ọma 83:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 12

Abụ Ọma 83:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “emechila ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 13

Abụ Ọma 83:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-eweli isi ha elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 13

    7/15/2006, p. 11

Abụ Ọma 83:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị i zoro ezo.”

Abụ Ọma 83:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 1:8-10; 2Ih 20:1; Es 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 13-14

Abụ Ọma 83:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ha agbaala ndụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 10:6; Aịz 7:2, 5

Abụ Ọma 83:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:1, 10
  • +1Ih 5:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 12-13

Abụ Ọma 83:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 49:2
  • +Ọp 15:14; Ọm 60:8
  • +Em 1:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 12-13

Abụ Ọma 83:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:5
  • +Je 19:36-38; Di 2:9

Abụ Ọma 83:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na ndagwurugwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 8:10, 12
  • +Ikp 4:2, 7, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 14-15

Abụ Ọma 83:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 17:11

Abụ Ọma 83:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-edu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 7:25
  • +Ikp 8:21

Abụ Ọma 83:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 13-14

Abụ Ọma 83:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 17:13

Abụ Ọma 83:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 144:5; Ne 1:6

Abụ Ọma 83:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:30
  • +Ọm 11:6

Abụ Ọma 83:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 15

Abụ Ọma 83:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 15-16

Abụ Ọma 83:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:3; Ọm 68:4; Aịz 42:8; 54:5
  • +Ọm 59:13; 92:8; Da 4:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 14

    Bible Na-akụzi, p. 195

    Ụlọ Nche,

    5/15/2011, p. 16

    10/15/2008, p. 16

    10/1/1997, p. 17

    9/15/1992, p. 32

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 83:okwu mmeghe2Ih 20:14
Ọma 83:1Ọm 28:1
Ọma 83:2Ọm 2:1, 2
Ọma 83:4Ọp 1:8-10; 2Ih 20:1; Es 3:6
Ọma 83:52Sa 10:6; Aịz 7:2, 5
Ọma 83:62Ih 20:1, 10
Ọma 83:61Ih 5:10
Ọma 83:7Jer 49:2
Ọma 83:7Ọp 15:14; Ọm 60:8
Ọma 83:7Em 1:9
Ọma 83:82Ez 17:5
Ọma 83:8Je 19:36-38; Di 2:9
Ọma 83:9Ikp 8:10, 12
Ọma 83:9Ikp 4:2, 7, 15
Ọma 83:10Jos 17:11
Ọma 83:11Ikp 7:25
Ọma 83:11Ikp 8:21
Ọma 83:13Aịz 17:13
Ọma 83:14Ọm 144:5; Ne 1:6
Ọma 83:15Aịz 30:30
Ọma 83:15Ọm 11:6
Ọma 83:18Ọp 6:3; Ọm 68:4; Aịz 42:8; 54:5
Ọma 83:18Ọm 59:13; 92:8; Da 4:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 83:1-18

Abụ Ọma

Abụ Esaf.+ Abụ ọma.

83 Chineke, biko, agbala nkịtị.+

Chineke, biko, anọla jụụ,* anọkwala na-ele n’anya n’anya.

 2 Lee, ndị iro gị na-eme mkpọtụ.+

Ndị kpọrọ gị asị na-ama gị aka.*

 3 Ha ji aghụghọ na-agbara ndị gị izu.

Ha na-akpara ndị ị hụrụ n’anya* nkata ọjọọ.

 4 Ha na-asị: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+

Ka a gharazie icheta aha Izrel ọzọ.”

 5 Ha na-eji otu obi agba izu ihe ha ga-eme.

Ha agbakọọla aka* ka ha lụso gị ọgụ,+

 6 Ndị Ịdọm na ndị Ishmel, ndị Moab+ na ndị Hega,+

 7 Gibal na Amọn+ na Amalek,

Filistia+ nakwa ndị bi na Taya.+

 8 Asiria+ esorokwala ha.

Ha na-akwado ụmụ Lọt.+ (Sila)

 9 Mee ha ihe i mere Midian,+

Ihe i mere Sisera na Jebin n’iyi* Kaịshọn.+

10 A lara ha n’iyi n’En-dọọ.+

Ha ghọrọ nri ala.

11 Mee ndị a ma ama n’obodo ha ihe i mere Oreb na Zieb,+

Meekwa ndị isi* ha ihe i mere Ziba na Zalmọna,+

12 N’ihi na ha sịrị: “Ka anyị weghara ala ebe Chineke bi.”

13 Chineke m, biko, mee ka ha dị ka ahịhịa ogwu ifufe na-ebugharị,+

Ka ha dị ka ahịhịa ọka ifufe na-ebugharị.

14 Otú ahụ ọkụ si agba oké ọhịa,

Ire ọkụ ana-erekwa ugwu,+

15 Si otú ahụ jiri oké ifufe gị chụọ ha ọsọ,+

Jirikwa oké ifufe gị yie ha egwu.+

16 Jehova, biko, mee ka ihere ju ha ihu,

Ka ha wee chọọ aha gị.

17 Biko, ka e menye ha ihere, ka ụjọ na-atụkwa ha ruo mgbe ebighị ebi.

Ka e mechuo ha ihu ma laa ha n’iyi.

18 Ka ndị mmadụ mara na aha gị bụ Jehova+

Nakwa na ọ bụ naanị gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya