Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 51
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere onye chegharịrị echegharị kpere

        • M si n’afọ bụrụ onye mmehie (5)

        • “Sachapụ mmehie m” (7)

        • “Mee ka m nwee obi dị ọcha” (10)

        • Chineke na-anabata onye ihe o mere na-ewute (17)

Abụ Ọma 51:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 11:3

Abụ Ọma 51:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:18; Ọm 25:7; 41:4
  • +Ọm 103:13; Ilu 28:13; Aịz 43:25; 44:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 10

Abụ Ọma 51:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Sachapụ m mmehie m nke ọma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 1:18; 1Kọ 6:11
  • +Hib 9:13, 14; 1Jn 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 10-11

Abụ Ọma 51:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 32:5; 40:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 10-11

Abụ Ọma 51:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 39:9; 2Sa 12:13
  • +2Sa 12:9; Ọm 38:18
  • +Ro 3:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 11

Abụ Ọma 51:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 14:4; Ro 3:23; 5:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 11

Abụ Ọma 51:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 16:7; 2Ez 20:3; 1Ih 29:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 11-12

Abụ Ọma 51:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 14:3, 4; Hib 9:13, 14
  • +Aịz 1:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 12

Abụ Ọma 51:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:2; 38:3; Aịz 57:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 12

Abụ Ọma 51:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:12; Aịz 38:17
  • +Maị 7:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 8-9

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 12-13

Abụ Ọma 51:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 32:39
  • +Ezi 11:19; Efe 4:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2015, p. 14

    5/15/2007, p. 17

    6/1/2001, p. 30

    3/15/1993, p. 14

    2/15/1993, p. 21

Abụ Ọma 51:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 14

Abụ Ọma 51:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 21:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 14-15

Abụ Ọma 51:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 15-16

Abụ Ọma 51:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ire m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:22; Aịz 12:2; Mkp 7:10
  • +Je 9:6
  • +Neh 9:33; Ọm 35:28; 59:16; Da 9:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 16

Abụ Ọma 51:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:1; 109:30; Hib 13:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 16

Abụ Ọma 51:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 21:3
  • +1Sa 15:22; Ọm 40:6; Ho 6:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 16

Abụ Ọma 51:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:18, 19; 2Ih 33:13; Ọm 22:24; 34:18; Ilu 28:13; Aịz 57:15; Lu 15:22-24; 18:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 175

    Bịaruo Jehova Nso, p. 261-262

    Ụlọ Nche,

    12/1/1997, p. 11

    3/15/1993, p. 16-17

Abụ Ọma 51:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 11

    3/15/1993, p. 17-18

Abụ Ọma 51:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 14:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 51:okwu mmeghe2Sa 11:3
Ọma 51:1Ọg 14:18; Ọm 25:7; 41:4
Ọma 51:1Ọm 103:13; Ilu 28:13; Aịz 43:25; 44:22
Ọma 51:2Aịz 1:18; 1Kọ 6:11
Ọma 51:2Hib 9:13, 14; 1Jn 1:7
Ọma 51:3Ọm 32:5; 40:12
Ọma 51:4Je 39:9; 2Sa 12:13
Ọma 51:42Sa 12:9; Ọm 38:18
Ọma 51:4Ro 3:4
Ọma 51:5Job 14:4; Ro 3:23; 5:12
Ọma 51:61Sa 16:7; 2Ez 20:3; 1Ih 29:17
Ọma 51:7Le 14:3, 4; Hib 9:13, 14
Ọma 51:7Aịz 1:18
Ọma 51:8Ọm 6:2; 38:3; Aịz 57:15
Ọma 51:9Maị 7:19
Ọma 51:9Ọm 103:12; Aịz 38:17
Ọma 51:10Jer 32:39
Ọma 51:10Ezi 11:19; Efe 4:23
Ọma 51:12Ọm 21:1
Ọma 51:13Ọrụ 2:38
Ọma 51:14Ọm 38:22; Aịz 12:2; Mkp 7:10
Ọma 51:14Je 9:6
Ọma 51:14Neh 9:33; Ọm 35:28; 59:16; Da 9:7
Ọma 51:15Ọm 34:1; 109:30; Hib 13:15
Ọma 51:16Ilu 21:3
Ọma 51:161Sa 15:22; Ọm 40:6; Ho 6:6
Ọma 51:172Ez 22:18, 19; 2Ih 33:13; Ọm 22:24; 34:18; Ilu 28:13; Aịz 57:15; Lu 15:22-24; 18:13, 14
Ọma 51:19Ho 14:2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 51:1-19

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid bụrụ mgbe Netan onye amụma gwachara ya okwu maka iko ya na Bat-shiba kwara.+

51 Chineke, biko, meere m amara n’ihi ịhụnanya gị.*+

Hichapụ mmehie m n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+

 2 Gbaghara m mmehie m,*+

Sachapụkwa m mmehie m.+

 3 N’ihi na m ma nke ọma na m mere mmehie,

M na-echetakwa mmehie m mgbe niile.+

 4 Ọ bụ gị ka m kacha mehie.+

M meela ihe dị njọ n’anya gị.+

N’ihi ya, ị bụ onye ezi omume ma i kwuo okwu,

A gaghịkwa ata gị ụta mgbe ị na-ekpe ikpe.+

 5 Lee, m bu mmehie pụta ụwa.

Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m dị ime m.+

 6 Ihe na-amasị gị bụ obi mmadụ ịdị ọcha.+

Kụziere m ihe, ka ihe m na-eche n’ime ime obi m gosi na m ma ihe.

 7 Jiri ùkwù ahịhịa hisop sachapụ mmehie m ka m dị ọcha.+

Sachaa m, ka m dị ọcha karịa snoo.+

 8 Mee ka m na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ,

Ka ọkpụkpụ m ndị i gwepịara wee ṅụrịa ọṅụ.+

 9 Elezila mmehie m anya,+

Hichapụkwa ihe ọjọọ niile m mere.+

10 Chineke, biko, mee ka m nwee obi dị ọcha,+

Meekwa ka ọ na-agụ m agụụ ime ihe dị mma+ mgbe niile.

11 Achụpụla m n’ihu gị.

Anapụkwala m mmụọ nsọ gị.

12 Mee ka obi dịghachi m ụtọ otú ọ dị m mgbe ị zọpụtara m.+

Mee ka irubere gị isi na-agụ m agụụ.

13 M ga-akụziri ndị na-eme mmehie ụzọ gị,+

Ka ndị mmehie wee lọghachikwute gị.

14 Chineke, bụ́ Chineke na-azọpụta m,+ biko, napụta m ka ikpe ọbara ghara ịma m,+

Ka m* wee jiri ọṅụ na-akọsa ezi omume gị.+

15 Jehova, biko, meghee ọnụ m,

Ka m wee jiri ya too gị.+

16 N’ihi na ọ bụghị àjà ka ị chọrọ. Ọ bụrụ ya ka ị chọrọ, m gaara achụrụ gị ya.+

Ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ na-amasị gị.+

17 Àjà Chineke na-anabata bụ ihe mmadụ mere iwute ya n’obi.

Chineke, ị gaghị eleghara onye obi gbawara anya nakwa onye ihe o mere na-ewute.+

18 Meere Zayọn ihe ọma.

Rụghachi mgbidi Jeruselem.

19 Mgbe ahụ, àjà ndị ezi omume na-achụ ga-amasị gị,

Ma àjà dị iche iche a na-esu ọkụ ma àjà ndị a na-esucha ọkụ.

A ga-ejizi ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’ebe ịchụàjà gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya