Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 146
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Tụkwasị Chineke obi, atụkwasịla mmadụ obi

        • Mmadụ nwụọ, ọ na-akwụsị iche echiche (4)

        • Chineke na-ekulite ndị ike gwụrụ (8)

Abụ Ọma 146:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 19:6
  • +Ọm 103:1

Abụ Ọma 146:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị a ma ama.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 62:9; 118:8, 9; Aịz 2:22; Jer 17:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2005, p. 21-22

    8/15/1998, p. 6

Abụ Ọma 146:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:19; Ọm 104:29; Ek 3:20; 12:7
  • +Ek 9:5, 10; Aịz 38:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1999, p. 16-17

    Mgbe Anyị Nwụrụ, p. 24

    Ihe Ọmụma, p. 81-82

Abụ Ọma 146:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 46:7
  • +Ọm 71:5; Jer 17:7

Abụ Ọma 146:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:24; Mkp 14:7
  • +Di 7:9

Abụ Ọma 146:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị e kere agbụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 107:9; 145:16
  • +Ọm 107:14; 142:7

Abụ Ọma 146:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 29:18; 35:5
  • +Ọm 145:14; 2Kọ 7:6

Abụ Ọma 146:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:18; Ọm 68:5
  • +Ọm 145:20

Abụ Ọma 146:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:18; Da 6:26; Mkp 11:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 146:1Mkp 19:6
Ọma 146:1Ọm 103:1
Ọma 146:3Ọm 62:9; 118:8, 9; Aịz 2:22; Jer 17:5
Ọma 146:4Je 3:19; Ọm 104:29; Ek 3:20; 12:7
Ọma 146:4Ek 9:5, 10; Aịz 38:18
Ọma 146:5Ọm 46:7
Ọma 146:5Ọm 71:5; Jer 17:7
Ọma 146:6Ọrụ 4:24; Mkp 14:7
Ọma 146:6Di 7:9
Ọma 146:7Ọm 107:9; 145:16
Ọma 146:7Ọm 107:14; 142:7
Ọma 146:8Aịz 29:18; 35:5
Ọma 146:8Ọm 145:14; 2Kọ 7:6
Ọma 146:9Di 10:18; Ọm 68:5
Ọma 146:9Ọm 145:20
Ọma 146:10Ọp 15:18; Da 6:26; Mkp 11:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 146:1-10

Abụ Ọma

146 Toonụ Jaa!*+

Ka m jiri obi m niile too Jehova.+

 2 M ga-eto Jehova ná ndụ m niile.

M ga-abụku Chineke m abụ otuto n’oge niile m dị ndụ.

 3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,

Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+

 4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+

N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+

 5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+

Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+

 6 Onye kere eluigwe na ụwa,

Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+

Onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile,+

 7 Onye na-ekpechitere ndị a na-erigbu erigbu ọnụ ha,

Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+

Jehova na-atọhapụ ndị mkpọrọ.*+

 8 Jehova na-emeghe anya ndị ìsì.+

Jehova na-ekulite ndị ike gwụrụ.+

Jehova hụrụ ndị ezi omume n’anya.

 9 Jehova na-echebe ndị mbịarambịa.

Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+

Ma ọ na-aghasasị atụmatụ ndị ajọ omume.+

10 Jehova ga-abụ Eze ruo mgbe ebighị ebi,+

Zayọn, Chineke gị ga-abụ Eze n’ọgbọ niile.

Toonụ Jaa!*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya