Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Iwu Chineke na ihe ndị o kere na-agba àmà

        • “Eluigwe na-akọsa ebube Chineke” (1)

        • Iwu Chineke zuru okè, na-eme ka mmadụ nweghachi ume (7)

        • “Mmehie niile m na-amaghị na m mere” (12)

Abụ Ọma 19:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:3, 4; Aịz 40:22; Ro 1:20
  • +Ọm 150:1; Mkp 4:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2004, p. 10-11

    6/1/2004, p. 10

    1/1/2004, p. 8

    6/15/1993, p. 11

Abụ Ọma 19:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 10

Abụ Ọma 19:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 10-11

Abụ Ọma 19:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “eriri ha ji atụ̀ ihe.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 10-11

    1/1/2004, p. 8, 9-10

Abụ Ọma 19:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 11

Abụ Ọma 19:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 104:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 11

Abụ Ọma 19:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eweghachi mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:72
  • +Ọm 23:3
  • +Ọm 119:111, 129
  • +Ilu 1:5; 2Ti 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 9

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 13-14

Abụ Ọma 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:9, 10
  • +Ilu 4:4; 6:23; Mt 6:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 13-14

Abụ Ọma 19:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12; Ilu 1:7; Mal 3:16
  • +Ọm 119:137, 160; Mkp 16:7

Abụ Ọma 19:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo a nụchara anụcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:127; Ilu 8:10
  • +Ọm 119:103; Ilu 16:24

Abụ Ọma 19:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:11
  • +Ọm 119:165

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41

Abụ Ọma 19:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 14

    10/1/1991, p. 16-18

Abụ Ọma 19:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 20:6; Di 17:12; 1Sa 15:23; 2Sa 6:7; 2Ih 26:16-18
  • +Ọm 119:133
  • +Aịz 38:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 14

    10/1/1991, p. 16-17

Abụ Ọma 19:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2
  • +Job 19:25; Aịz 43:14
  • +Ọm 49:3; 51:15; 143:5; Fil 4:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 19

    Teta!,

    9/8/2000, p. 26-27

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 19:1Ọm 8:3, 4; Aịz 40:22; Ro 1:20
Ọma 19:1Ọm 150:1; Mkp 4:11
Ọma 19:4Ro 10:18
Ọma 19:6Ọm 104:19
Ọma 19:7Ọm 119:72
Ọma 19:7Ọm 23:3
Ọma 19:7Ọm 119:111, 129
Ọma 19:7Ilu 1:5; 2Ti 3:15
Ọma 19:82Ih 24:9, 10
Ọma 19:8Ilu 4:4; 6:23; Mt 6:22
Ọma 19:9Di 10:12; Ilu 1:7; Mal 3:16
Ọma 19:9Ọm 119:137, 160; Mkp 16:7
Ọma 19:10Ọm 119:127; Ilu 8:10
Ọma 19:10Ọm 119:103; Ilu 16:24
Ọma 19:11Ọm 119:11
Ọma 19:11Ọm 119:165
Ọma 19:121Kọ 4:4
Ọma 19:13Je 20:6; Di 17:12; 1Sa 15:23; 2Sa 6:7; 2Ih 26:16-18
Ọma 19:13Ọm 119:133
Ọma 19:13Aịz 38:3
Ọma 19:14Ọm 18:2
Ọma 19:14Job 19:25; Aịz 43:14
Ọma 19:14Ọm 49:3; 51:15; 143:5; Fil 4:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 19:1-14

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

19 Eluigwe na-akọsa ebube Chineke.+

Mbara igwe na-akọsa ọrụ aka ya.+

 2 Kwa ụbọchị, okwu ha na-asọpụta ka mmiri,

Kwa abalị, ha na-egosi na ị ma ihe.

 3 Ha anaghị ekwu okwu. E nweghị ihe ọ bụla ha na-ekwu.

A naghị anụ olu ha.

 4 Ma ụda ha* eruola n’ụwa niile,

Ozi ha rukwara n’ebe niile mmadụ bi n’ụwa.*+

Chineke amaarala anyanwụ ụlọikwuu n’eluigwe.

 5 O yiri nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ nke si n’ụlọ ya na-apụta.

Ọ na-aṅụrị ọṅụ ka dike nke ji ọṅụ na-agba ọsọ.

 6 Ọ na-esi n’otu nsọtụ eluigwe apụta

Gaa gburugburu ruo na nsọtụ nke ọzọ.+

E nweghịkwa ebe okpomọkụ ya na-anaghị eru.

 7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+

Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+

 8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+

Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+

 9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.

Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+

 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,

Karịa ezigbo ọlaedo,*+

Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.

11 E jirila ha dọọ ohu gị aka ná ntị.+

Onye na-edebe ha na-enweta ụgwọ ọrụ buru ibu.+

12 Ònye ga-amatali na ya emejọọla ihe?+

Gbaghara m mmehie niile m na-amaghị na m mere.

13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+

Ekwela ka mpako na-achị m.+

Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+

Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ.

14 Biko, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m,+

Ka ihe m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche bụrụ ihe dị gị mma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya