Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 40
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Kelee Chineke, onye na-enweghị atụ

        • Ọrụ Chineke dị ọtụtụ, e nweghị ike ikwucha ha (5)

        • Ihe ka Chineke mkpa abụghị ka a chụọrọ ya àjà (6)

        • “Ime uche gị na-atọ m ụtọ” (8)

Abụ Ọma 40:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “hulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:15

Abụ Ọma 40:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:3; 98:1

Abụ Ọma 40:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2006, p. 13-14

Abụ Ọma 40:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 15:3
  • +Ọp 15:11
  • +Ọm 139:17, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 47

Abụ Ọma 40:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 15:22; Ọm 51:16, 17; Ho 6:6
  • +Aịz 50:5
  • +Hib 10:5-9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1996, p. 14

    10/15/1990, p. 12

Abụ Ọma 40:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1996, p. 14

    10/15/1990, p. 12

Abụ Ọma 40:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 4:34
  • +Ọm 37:31; Ro 7:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2017, p. 13

    Ụlọ Nche,

    11/15/2012, p. 7

    7/1/1996, p. 14

    3/1/1994, p. 30

    10/15/1990, p. 12

Abụ Ọma 40:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:22
  • +Hib 13:15

Abụ Ọma 40:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 2:12

Abụ Ọma 40:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 61:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2005, p. 9, 11

Abụ Ọma 40:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:20
  • +Ọm 38:4

Abụ Ọma 40:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:17
  • +Ọm 38:22; 70:1-5

Abụ Ọma 40:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

Abụ Ọma 40:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:29
  • +Ọm 13:5
  • +Ọm 35:27

Abụ Ọma 40:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 54:4; Aịz 50:7; Hib 13:6
  • +Ọm 143:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 40:1Ọm 34:15
Ọma 40:3Ọm 33:3; 98:1
Ọma 40:5Mkp 15:3
Ọma 40:5Ọp 15:11
Ọma 40:5Ọm 139:17, 18
Ọma 40:61Sa 15:22; Ọm 51:16, 17; Ho 6:6
Ọma 40:6Aịz 50:5
Ọma 40:6Hib 10:5-9
Ọma 40:7Lu 24:44
Ọma 40:8Jn 4:34
Ọma 40:8Ọm 37:31; Ro 7:22
Ọma 40:9Ọm 22:22
Ọma 40:9Hib 13:15
Ọma 40:10Hib 2:12
Ọma 40:11Ọm 61:6, 7
Ọma 40:12Ọm 71:20
Ọma 40:12Ọm 38:4
Ọma 40:13Ọm 25:17
Ọma 40:13Ọm 38:22; 70:1-5
Ọma 40:16Di 4:29
Ọma 40:16Ọm 13:5
Ọma 40:16Ọm 35:27
Ọma 40:17Ọm 54:4; Aịz 50:7; Hib 13:6
Ọma 40:17Ọm 143:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 40:1-17

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

40 M tụsiri anya ike ka Jehova nyere m aka.

O wee gee m ntị* ma nụ ákwá m na-ebe ka o nyere m aka.+

 2 Ọ dọpụtara m n’olulu nke mmiri dị na ya na-ekwo ekwo,

N’apịtị na-amị amị.

O mekwara ka m guzoro ná nnukwu nkume.

O mere ka ụkwụ sie m ike n’ala.

 3 O wee kụziere m abụ ọhụrụ,+

Abụ m ga-eji too Chineke anyị.

Ọtụtụ ndị ga-ahụ ihe Chineke mere, ya erie ha ọnụ,

Ha atụkwasịzie Jehova obi.

 4 Onye tụkwasịrị Jehova obi na-enwe obi ụtọ,

Ya bụ, onye na-anaghị eso ndị isi ike ma ọ bụ ndị ụgha.

 5 Jehova bụ́ Chineke m,

Ihe ndị i merela karịrị akarị,

Ya bụ, ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ na ihe ndị ị na-echere anyị.+

E nweghị onye a ga-eji tụnyere gị.+

Ọ bụrụ na mụ asị ka m gbalịa kwuwe banyere ha,

Ha dị nnọọ ọtụtụ nke na enweghị m ike ikwucha ha.+

 6 Ihe ị chọrọ abụghị àjà na onyinye,+

Kama, i meghere ntị m ka m nụ ihe.+

I kwughị ka a chụọrọ gị àjà a na-esu ọkụ na àjà mmehie.+

 7 M wee sị: “Lee, abịala m.

E dere banyere m n’akwụkwọ mpịakọta.+

 8 Chineke m, ime uche gị na-atọ m ụtọ,+

Iwu gị dịkwa n’ime ime obi m.+

 9 M na-anọ n’ọgbakọ buru ibu ezisa ozi ọma banyere ezi omume gị.+

Jehova, ị ma nke ọma

Na anaghị m emechi ọnụ m.+

10 Anaghị m ezochi ezi omume gị n’ime obi m.

M na-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi nakwa na ị na-azọpụta ndị gị.

Anaghị m ezo ịhụnanya gị* na eziokwu gị ezo n’ọgbakọ buru ibu.”+

11 Jehova, ahapụla imere m ebere.

Biko, na-echebe m mgbe niile n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+

Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+

Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,

Obi adaakwala m mbà.

13 Jehova, biko, zọpụtanụ m.+

Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+

14 Ka ihere mee ndị niile na-achọ igbu m,*

Ka e mechuokwa ha ihu.

Ka ndị obi na-atọ ụtọ na ọdachi dakwasịrị m

Gbaghachi azụ n’ihere.

15 Ka ihere megbuo

Ndị na-asị m: “Ntọọ! Ntọọ!”

16 Ma, ka ndị niile na-achọ gị+

Nwee obi ụtọ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi gị.+

Ka ndị obi na-atọ ụtọ na ị na-azọpụta ndị gị na-ekwu mgbe niile, sị:

“Ka e too Jehova.”+

17 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka.

Ka Jehova gee m ntị.

Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+

Chineke m, biko, egbula oge.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya