Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova bụ idé ji ndụ m

        • Ụlọ nsọ Chineke na-eme ya obi ụtọ (4)

        • Ndị mụrụ m hapụ m, Jehova ga-elekọta m (10)

        • “Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ” (14)

Abụ Ọma 27:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:9; 43:3; 119:105
  • +Ọm 23:4; Ro 8:31; Hib 13:6
  • +Ọm 62:6; Aịz 12:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 22-23

Abụ Ọma 27:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 23-24

Abụ Ọma 27:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:15; 32:7; Ọm 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 23-24

Abụ Ọma 27:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:6; 65:4
  • +1Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 26:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 15-16

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 28-29

    7/15/2012, p. 24

    2/1/2007, p. 22

Abụ Ọma 27:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 32:7; 57:1; Zef 2:3
  • +Ọm 61:4
  • +Ọm 40:2

Abụ Ọma 27:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 130:2
  • +Ọm 4:1; 5:2

Abụ Ọma 27:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Chọọnụ ihu m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:1; 105:4; Zef 2:3

Abụ Ọma 27:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:17; 143:7
  • +Ọm 46:1

Abụ Ọma 27:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:8
  • +Aịz 49:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 59

    Ụlọ Nche,

    12/1/2012, p. 30-31

    7/15/2012, p. 24-26

    1/1/1998, p. 4-5

    Teta!,

    7/8/2000, p. 9-10

Abụ Ọma 27:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:4; 86:11; Aịz 30:20; 54:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 26

Abụ Ọma 27:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’aka mkpụrụ obi ndị iro m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:8; 41:2, 11
  • +Mt 26:59-61

Abụ Ọma 27:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “N’eziokwu, m nwere okwukwe na m ga-anọ ndụ hụ otú Jehova si dị mma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 33:28-30

Abụ Ọma 27:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:3; 62:5
  • +Aịz 40:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 26-27

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 27:1Ọm 36:9; 43:3; 119:105
Ọma 27:1Ọm 23:4; Ro 8:31; Hib 13:6
Ọma 27:1Ọm 62:6; Aịz 12:2
Ọma 27:2Ọm 22:16
Ọma 27:32Ih 20:15; 32:7; Ọm 3:6
Ọma 27:4Ọm 23:6; 65:4
Ọma 27:41Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 26:8
Ọma 27:5Ọm 32:7; 57:1; Zef 2:3
Ọma 27:5Ọm 61:4
Ọma 27:5Ọm 40:2
Ọma 27:7Ọm 130:2
Ọma 27:7Ọm 4:1; 5:2
Ọma 27:8Ọm 63:1; 105:4; Zef 2:3
Ọma 27:9Ọm 69:17; 143:7
Ọma 27:9Ọm 46:1
Ọma 27:10Ọm 69:8
Ọma 27:10Aịz 49:15
Ọma 27:11Ọm 25:4; 86:11; Aịz 30:20; 54:13
Ọma 27:12Ọm 31:8; 41:2, 11
Ọma 27:12Mt 26:59-61
Ọma 27:13Job 33:28-30
Ọma 27:14Ọm 25:3; 62:5
Ọma 27:14Aịz 40:31
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 27:1-14

Abụ Ọma

Abụ Devid.

27 Jehova bụ ìhè m+ na onye na-azọpụta m.

Ònye ka m ga-atụ egwu?+

Jehova bụ idé ji ndụ m.+

Ònye ka m ga-atụ ụjọ?

 2 Mgbe ndị ọjọọ lụsoro m ọgụ ka ha laa m n’iyi,+

Ọ bụ hanwa bụ́ ndị iro m na ndị na-emegide m zọhiere ụkwụ wee daa.

 3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ka ha lụso m agha,

Obi agaghị amapụ m.+

Ọ bụrụgodị na a lụso m agha,

Obi ka ga-esi m ike.

 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova.

Ọ bụ ihe m na-achọ.

Ka m biri n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile,+

Ka m wee na-ahụ otú Jehova si dị mma,

Na-enwekwa obi ụtọ ka m na-ele ụlọ nsọ ya anya.+

 5 N’ihi na ọ ga-ezo m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi ga-abịa.+

Ọ ga-ezo m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya.+

Ọ ga-ekugo m n’elu nnukwu nkume.+

 6 Ugbu a, emeriela m ndị iro m niile gbara m gburugburu.

M ga-etikwa mkpu ọṅụ mgbe m na-achụ àjà n’ụlọikwuu ya.

M ga-abụku Jehova abụ otuto.

 7 Jehova, biko, nụrụ olu m mgbe m besaara gị ákwá.+

Meere m amara za m.+

 8 Obi m echetarala m ihe i nyere n’iwu, sị:

“Chọọnụ m.”*

Jehova, ọ bụ gị ka m ga-achọ.+

 9 Ezorola m onwe* gị.+

Ejila iwe chụpụ ohu gị.

Ọ bụ gị bụ onye na-enyere m aka.+

Ahapụla m, agbakụtakwala m azụ, Chineke m, onye na-azọpụta m.

10 Ọ bụrụgodị na nne m na nna m ahapụ m,+

Jehova ga-akpọrọ m.+

11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+

Duo m n’ụzọ ziri ezi n’ihi ndị iro m.

12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+

N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+

Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.

13 Ebee ka m gaara anọ ma a sị na enweghị m okwukwe

Na m ga-anọ ndụ hụ otú Jehova si dị mma?*+

14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+

Nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+

Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya