Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Solomọn 4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Solomọn

    • MGBE NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ NA JERUSELEM (3:6–8:4)

Abụ Solomọn 4:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:1; Di 3:12; So 6:5-7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2006, p. 19

Abụ Solomọn 4:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 1:10
  • +Neh 3:25; So 7:4
  • +2Sa 8:7; 2Ez 11:10

Abụ Solomọn 4:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 7:3

Abụ Solomọn 4:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Tupu ụbọchị ekuwe ume.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 2:5

Abụ Solomọn 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 4:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 30

    11/15/2006, p. 20

Abụ Solomọn 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:25
  • +Di 3:8, 9; Ọm 133:3

Abụ Solomọn 4:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 5:18, 19

Abụ Solomọn 4:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 7:12
  • +So 1:2, 4
  • +Es 2:12; So 1:12

Abụ Solomọn 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 16:24
  • +So 5:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 30

    11/15/2006, p. 19

Abụ Solomọn 4:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 32

    11/15/2006, p. 20

    11/1/2000, p. 11

Abụ Solomọn 4:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Akpụkpọ ahụ́ gị.”

  • *

    Ma ọ bụ “ubi.”

Abụ Solomọn 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 12:3
  • +Aịz 43:24
  • +Ilu 7:17
  • +Ọm 45:8
  • +Ọp 30:23, 24, 34; Ezi 27:2, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2014, p. 10

Abụ Solomọn 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 18:14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Abụ Solo. 4:1Ọg 32:1; Di 3:12; So 6:5-7
Abụ Solo. 4:4So 1:10
Abụ Solo. 4:4Neh 3:25; So 7:4
Abụ Solo. 4:42Sa 8:7; 2Ez 11:10
Abụ Solo. 4:5So 7:3
Abụ Solo. 4:6Ek 2:5
Abụ Solo. 4:7So 4:1
Abụ Solo. 4:8Di 3:25
Abụ Solo. 4:8Di 3:8, 9; Ọm 133:3
Abụ Solo. 4:9Ilu 5:18, 19
Abụ Solo. 4:10So 7:12
Abụ Solo. 4:10So 1:2, 4
Abụ Solo. 4:10Es 2:12; So 1:12
Abụ Solo. 4:11Ilu 16:24
Abụ Solo. 4:11So 5:1
Abụ Solo. 4:14Jn 12:3
Abụ Solo. 4:14Aịz 43:24
Abụ Solo. 4:14Ilu 7:17
Abụ Solo. 4:14Ọm 45:8
Abụ Solo. 4:14Ọp 30:23, 24, 34; Ezi 27:2, 22
Abụ Solo. 4:15Jer 18:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Solomọn 4:1-16

Abụ Solomọn

4 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma.

Ị mara ezigbo mma.

Anya gị, nke i kpuchiri ákwà, dị ka anya nduru.

Ntutu isi gị dị ka ìgwè ewu

Ndị si n’ugwu ndị dị na Gilied na-agbadata.+

 2 Ezé gị dị ọcha ka ìgwè nne atụrụ a ka kpachara ajị ọhụrụ,

Ndị si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta.

Ha niile na-amụ ejima ejima.

E nwebeghị nke ọ bụla n’ime ha nwa ya nwụrụ.

 3 Egbugbere ọnụ gị dị ka eri na-acha uhie uhie,

Ihe ị na-ekwu dịkwa ụtọ.

Ntì gị abụọ, nke i kpuchiri ákwà,

Dị ka pomigranet a pịwara abụọ.

 4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu Devid,+

Nke e ji nkume ndị kwụ n’ahịrị rụọ,

Bụ́ ebe e kokwasịrị otu puku ọta,

Ya bụ, ọta niile dị okirikiri nke ndị dike.+

 5 Ara gị abụọ yiri ụmụ ele abụọ,

Bụ́ ụmụ ejima nne ele mụrụ,+

Ndị na-ata ahịhịa n’ebe okooko lili juru.”

 6 “Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,

M ga-aga n’ugwu mea dị

Nakwa n’ugwu frankinsens dị.”+

 7 “Onye m hụrụ n’anya, ị bụ sọ mma.+

I nweghị ntụpọ.

 8 Nwaanyị m ga-alụ, ka anyị si na Lebanọn pụọ,

Ka anyị si na Lebanọn pụọ.+

Si n’elu ugwu Amana gbadata.

Si n’ọnụ ọnụ ugwu Sina, n’ọnụ ọnụ ugwu Hemọn,+

N’ọgba ọdụm nakwa n’ugwu agụ owuru, gbadata.

 9 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m.+

Naanị otu anya i lere m na otu ihe i konyere n’ihe olu gị

Emeela ka obi m dịrị n’ebe ị nọ.

10 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya enweghị atụ.+

Otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya na-atọ m ụtọ karịa mmanya.+

Mmanụ gị na-esi ísì ọma karịa ihe ọ bụla na-esi ísì ọma.+

 11 Nwaanyị m ga-alụ, ezigbo mmanụ aṅụ si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị.+

Mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi dịkwa n’okpuru ire gị.+

Ísì ọma nke na-esipụta n’uwe gị dịkwa ka ísì ọhịa Lebanọn.

12 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, ị dị ka ubi a gbara ogige,

Ubi a kpọchiri akpọchi, isi iyi a gbachiri ogige.

13 Ihe na-amị n’ubi gị mere ka ubi gị* dị ka paradaịs* nke osisi pomigranet juru,

Ya na mkpụrụ osisi ndị kacha mma, na okooko osisi hena, na ahịhịa spaịknad na-esi ísì ọma,

14 Ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn, okpete na-esi ísì ọma+ na sinamọn,+

Ya na ụdị osisi frankinsens niile, mea, na alo,+

Nakwa ihe niile kacha esi ísì ọma.+

15 Ị dị ka isi iyi dị n’ubi, olulu mmiri ezigbo mmiri dị na ya,

Ị dịkwa ka iyi ndị na-asọ asọ si Lebanọn.+

16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta.

Ifufe nke si n’ebe ndịda, fere bata.

Jiri nwayọọ fee n’ubi m.

Ka ísì ọma ya kusaa.”

“Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya

Ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya