Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • bi12 p. 1765
  • 6 Ọnwa Ndị Dị na Bible

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • 6 Ọnwa Ndị Dị na Bible
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
6 Ọnwa Ndị Dị na Bible

6 Ọnwa Ndị Dị na Bible

Ọnwa ndị Juu na-amalite n’otu ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ ọzọ. (Aịz 66:23) Otu okwu Hibru bụ́ choʹdhesh, ya bụ, “ọnwa” (Je 7:11), sitere n’okwu pụtara “ọhụrụ,” ebe okwu Hibru ọzọ bụ́ ọnwa, ya bụ, yeʹrach, pụtara “malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ.”

ỌNWA

IHU ÍGWÉ

IHE UBI

Dị Nsọ

Nkịtị

   

Nke 1

Nke 7

Mmiri na-ezo, snoo na-agbaze, mee ka Jọdan too

Oge ịghọ ogho. A na-amalite ịghọ ọka bali

Nke 2

Nke 8

Ọkọchị na-amalite. A na-enwekarị ihu ígwé dị mma

Oge ịghọ ọka bali. Oge ịghọ ọka wit n’ebe ndịda

Nke 3

Nke 9

Oge okpomọkụ. Ihu ígwé na-agbachapụ agbachapụ

Oge ịghọ ọka wit. Mkpụrụ fig mbụ. Mkpụrụ apụl

Nke 4

Nke 10

A na-enwekwu okpomọkụ. Igirigi na-ada nke ukwuu

Mkpụrụ vaịn mbụ. Ahịhịa na-akpọnwụ, isi iyi na-atakwa

Nke 5

Nke 11

Oge oké okpomọkụ

A na-amalite ịghọ mkpụrụ vaịn

Nke 6

Nke 12

Okpomọkụ ka dị

Oge ịghọ mkpụrụ det na fig ndị na-amị n’oge okpomọkụ

Nke 7

Nke 1

Ọgwụgwụ oge okpomọkụ. Mmiri ozuzo mbụ na-amalite

Ngwụsị oge owuwe ihe ubi. A na-amalite ịkọ ihe

Nke 8

Nke 2

Obere mmiri ozuzo

A na-akụ ọka wit na ọka bali. Oge ịghọ mkpụrụ oliv

Nke 9

Nke 3

Mmiri na-ezosikwu ike. Oké oyi. Snoo na-ada n’ugwu

Ahịhịa na-etolite

Nke 10

Nke 4

Oge oké oyi. Udu mmiri. Snoo na-ada n’ugwu

Ahịhịa na-etoju n’ala dị larịị. Ọka na okooko na-etolite

Nke 11

Nke 5

COge oyi na-akwụsịlata. Mmiri ka na-ezo

Osisi almọnd na-ama. Osisi fig na-ama ifuru

Nke 12

Nke 6

Égbè eluigwe na-agbakarị, akụ́ mmiri ígwé na-adakarị

Osisi karọb na-amaifuru. Oge ịghọ oroma

Nke 13

 

A na-atụkwasị otu ọnwa ọzọ ugboro asaa kwa afọ 19 ka ọ bụrụ ọnwa Eda nke abụọ (Vieda)

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

Nke 1 NAỊSAN (EBIB) March ruo April

14 Ememme Ngabiga

15-21 Achịcha Na-ekoghị eko

16 Ịchụ mkpụrụ mbụ n’àjà

Ọka Bali

Nke 2 IYA (ZIV) April ruo May

14 Ememme Ngabiga nke Abụọ (Ọg 9:10-13)

Ọka Wit

Nke 3 SAỊVAN May ruo June

6 Ememme Izu (Pentikọst)

Mkpụrụ Fig Mbụ

Nke 4 TAMỌZ June ruo July

Mkpụrụ Vaịn Mbụ

Nke 5 AB July ruo August

Mkpụrụ Osisi Oge Okpomọkụ

Nke 6 ILỌL August ruo September

Mkpụrụ Nkwụ, Vaịn, Fig

Nke 7 TISHRI (ETANIM) September ruo October

1 Ụda opi

10 Ụbọchị Ikpuchi Mmehie

15-21 Ememme Ụlọ Ndò ma ọ bụ nke Ịchịkọbata Ihe

22 Nzukọ ukwu

Ịkọ Ubi

Nke 8 HESHVAN (BUL) October ruo November

Mkpụrụ Oliv

Nke 9 KISLEV November ruo December

25 Ememme Nraranye

Ichekwa Atụrụ n’Oge Oyi

Nke 10 TIBET December ruo January

Ahịhịa Ndụ Na-amalite Ipulite

Nke 11 SHIBAT January ruo February

Osisi Almọnd Na-ama Ifuru

Nke 12 EDA February ruo March

14, 15 Purim

Oroma

Nke 13 VIEDA March

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya