5 Ego na Ihe Ọ̀tụ̀tụ̀ Dị Iche Iche
Otú e si gbakọọ ihe e depụtara n’ebe a dabeere n’ihe àmà dị na Baịbụl na ihe ndị na-amụ banyere ihe ndị mgbe ochie chọpụtara. Ọnụ ọgụgụ niile e depụtara n’ebe a, bụ́ ndị dabeere n’otú e si atụ̀ ihe n’oge anyị a, abụchaghị kpọmkwem ndị e ji n’aka.
NDEPỤTA NKE OTÚ E SI ATỤ̀ EGO N’AKWỤKWỌ NSỌ HIBRU
1 gira |
= shekel 1⁄20 |
= gram 0.57 |
= 0.01835 oz t |
1 beka (ọkara shekel) |
= gira 10 |
= gram 5.7 |
= 0.1835 oz t |
1 shekel |
= beka 2 |
= gram 11.4 |
= 0.367 oz t |
1 maịna |
= shekel 50 |
= gram 570 |
= 18.35 oz t |
1 talent |
= 60 maịna |
= kilogram 34.2 |
= 1101 oz t |
1 darik (ego ndị Peshia, nke bụ́ ọlaedo) |
— |
= gram 8.4 |
= 0.27 oz t |
1 darik (ego ndị Peshia nke bụ́ ọlaọcha) (a na-akpọkwa ya shekel) |
— |
= gram 5.60 |
= 0.18 oz t |
NDEPỤTA NKE OTÚ E SI ATỤ̀ EGO NDỊ GRIK NA EGO NDỊ ROM N’AKWỤKWỌ NSỌ GRIK
1 lepta (ego ndị Juu, kọpa ma ọ bụ bronze) |
= 1⁄2 quadrans |
— |
— |
1 quadrans (ego ndị Rom, kọpa ma ọ bụ bronze) |
= 2 lepta |
— |
— |
1 as or assarion (ego ndị Rom and provincial, kọpa ma ọ bụ bronze) |
= 4 quadrantes |
— |
— |
1 dinarịọs (ego ndị Rom, nke bụ́ ọlaọcha) |
= 16 asses |
= gram 3.85 |
= 0.124 oz t |
1 drakma (ego ndị Grik, nke bụ́ ọlaọcha) |
— |
= gram 3.40 |
= 0.109 oz t |
1 didrakma (Greek, silver) |
= drakma 2 |
= gram 6.80 |
= 0.218 oz t |
1 tetradrakma (a silver stata) |
= drakma 4 |
= gram 13.6 |
= 0.436 oz t |
1 maịna |
= drakma 100 |
= gram 340 |
= 10.9 oz t |
1 talent (nke bụ́ ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha) |
= maịna 60 |
= kilogram 20.4 |
= 654 oz t |
IHE NDỊ E JI ATỤ̀ IHE DỊ MMIRI MMIRI
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab 1⁄4 |
= lita 0.31 |
= 0.66 pt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg 4 |
= lita 1.22 |
= 2.58 pt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab 3 |
= lita 3.67 |
= 7.75 pt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin 6 |
= lita 22 |
= 5.81 gal (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat 10 |
= lita 220 |
= 58.1 gal (U.S.) |
IHE NDỊ E JI ATỤ̀ IHE DỊ GHARỊ GHARỊ
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg 4 |
= lita 1.22 |
= 2.2 dry pt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kab 1 4⁄5 |
= lita 2.2 |
= 2 dry qt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma 3 1⁄3 |
= lita 7.33 |
= 6.66 dry qt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia 3 |
= lita 22 |
= 20 dry qt (U.S.) |
1 ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa (kọọ) |
= ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa 10 |
= lita 220 |
= 200 dry qt (U.S.) |
IHE NDỊ E JI ATỤ̀ OGOLOGO NA UHIÈ
1 uhiè mkpịsị aka |
= uhiè ọbụ aka 1⁄4 |
= sentimita 1.85 |
= 0.72 in. |
1 uhiè ọbụ aka |
= uhiè mkpịsị aka 4 |
= sentimita 7.4 |
= 2.9 in. |
1 ntụ ọbụ aka |
= uhiè ọbụ aka 3 |
= sentimita 22.2 |
= 8.75 in. |
1 kubit |
= ntụ ọbụ aka 2 |
= sentimita 44.5 |
= 17.5 in. |
1 kubit nke dị ogologo |
= uhiè ọbụ aka 7 |
= sentimita 51.8 |
= 20.4 in. |
1 okporo ahịhịa amị |
= kubit 6 |
= mita 2.67 |
= 8.75 ft |
1 okporo ahịhịa amị nke dị ogologo |
= kubit 6 nke dị ogologo |
= mita 3.11 |
= 10.2 ft |
1 fatọm |
= mita 1.8 |
= 6 ft |