Peji nke Abụọ
Ndịrịta Iche Ọ̀ Ga-ekewarịrị Anyị? 3-8
N’agbanyeghị ihe ọmụma ka ukwuu banyere ọdịbendị ndị ọzọ, nke TV na ime njem n’ụzọ dị mfe kpatara, echiche na-adịghị mma banyere ndị ọzọ na mbunobi ka nọgidere na-enwe mmetụta n’ebe ndị mmadụ nọ. À pụrụ itikpọsị ihe mgbochi ka dịgidere megide nkwurịta okwu ghere oghe na nghọta?
Akwụkwọ Akpụ—Nri Kwa Ụbọchị Maka Ọtụtụ Nde 16
Ọ bụ ezie na ọ bụ ihe na-egbu egbu n’ụzọ ụfọdụ, ihe ọkụkụ a bụ ihe ji ndụ nke ọtụtụ ndị n’Africa. Olee otú e si akwadebe ya? Gịnị na-eme ka ọ tọọ ụtọ nke ukwuu?
Gịnị Mere M Na-apụghị Ịmụta Ihe? 23
Ihe ruru pasent 10 nke ụmụntakịrị nile pụrụ inwe ihe isi ike n’ịmụta ihe. Gịnị ka ha pụrụ ime iji nagide?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Mountain High Maps® Copyright © 1995 Digital Wisdom, Inc.