Peji nke Abụọ
Anyaukwu—Olee Otú O Si Emetụta Anyị? 3-10
Anyaukwu nke ihe a kpọrọ mmadụ na-ebibi akụ̀ na ụba ndị dị n’ala. Ọ na-erigbu ndị ogbenye ma na-eme ka ndị nwere akụ̀ na ụba baa ọgaranya. Olee otú ị pụrụ isi lanarị n’ụwa ebe anyaukwu jupụtara? Ọ̀ dị mgbe anyaukwu ga-apụ n’anya?
Onye E Wusiri Ike Ịnagide Ule Ndị Dị n’Ihu 23
Gụọ banyere Edward Michalec, onye tinyere ihe karịrị afọ 50 dị ka onye ozi ala ọzọ na Bolivia.
Ụwa Ọ̀ Ga-agwụsị n’Ọkụ? 28
Eri ọtụtụ narị afọ, ọtụtụ okpukpe akụziwo na a ga-eji ọkụ bibie ụwa. Gịnị bụ echiche nke Bible?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Ụwa dị na peji nke 2-4, 6, 9, na 28: Na-adabere na NASA photo