Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g97 3/8 p. 2
  • Peji nke Abụọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Peji nke Abụọ
  • Teta!—1997
  • Isiokwu Nta
  • Mpụ A Haziri Ahazi Ụzọ O Si Emetụta Gị 3-10
  • E Mere Mgbakọ Romania n’Agbanyeghị Mmegide 14
  • Ò Kwesịrị Ka Ụmụaka Họrọ Okpukpe nke Ha? 24
Teta!—1997
g97 3/8 p. 2

Peji nke Abụọ

Mpụ A Haziri Ahazi Ụzọ O Si Emetụta Gị 3-10

Mpụ zuru mba nile na-emetụta onye ọ bụla. Ọnụ ahịa ihe nile dị elu karị—site n’ihe ndị e wetara n’ihe mkpofu ruo n’ihe ịchọ mma, site n’ákwà ruo na sementi. Ndị omekome na-eyi ndị ọkàikpe, ndị uwe ojii, na ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị egwu, na-emebikwa ha. È nwere ihe ngwọta?

E Mere Mgbakọ Romania n’Agbanyeghị Mmegide 14

Na mbụ Romania jụrụ inye Ndịàmà Jehova ikike inwe mgbakọ. N’ihi gịnị? N’ihi gịnịkwa ka e jiri mesịa nye ha ikike?

Ò Kwesịrị Ka Ụmụaka Họrọ Okpukpe nke Ha? 24

Ndị nne na nna ụfọdụ na-eche na e kwesịghị ịkụziri ụmụaka ihe banyere okpukpe, kama na ha kwesịrị ime nhọrọ nke ha ka oge na-aga ná ndụ. Gịnị ka Bible na-ekwu?

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

Map: Mountain High Maps® Copyright © 1995 Digital Wisdom, Inc.

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

The Doré Bible Illustrations/Dover Publications, Inc.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya