Peji nke Abụọ
N’ihi Gịnị Ka E Ji Nwee Oké Ịkpọasị? N’ihi Gịnị Ka E Ji Nwee Ntakịrị Ịhụnanya? 3-11
Lee ka ndụ pụrụ isi dị ụtọ mgbe ndị anyị hụrụ n’anya gbara anyị gburugburu! Ma n’agbanyeghị nke ahụ ịhụnanya yiri ka ọ kọrọ ụkọ nke ukwuu n’ime ụwa nke taa. N’ihi gịnị ka ịkpọasị ji aka ukwuu? Ọ̀ dị mgbe nke a ga-agbanwe?
Ihe Ndị Dị Oké Ọnụ Ahịa nke Ikpere Osimiri 16
Egwu ha na-agba n’ikuku na-akpali mmasị. Chọpụta ihe mere ndị injinịa ụgbọelu ji na-amụ banyere nkà ufe ha.
Ndịàmà Jehova Nọ na Russia 24
Gụọ otú ọkà mmụta okpukpe bụ́ onye Russia si gbazie ọtụtụ echiche na-ezighị ezi e nwere banyere Ndịàmà Jehova.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Tina Gerson/Los Angeles Daily News