Peji nke Abụọ
Iyi Egwu Nuklia Ọ̀ Kwụsịla? 3-11
Mgbe Agha Nzuzo kwụsịrị, ọtụtụ ndị ṅụrịrị ọṅụ na agha nuklia adịkwaghị eyi ihe a kpọrọ mmadụ egwu. Otú ọ dị, usoro isiokwu a na-eleba anya n’ihe ụfọdụ mere iyi egwu nuklia pụrụ iji sie ike karị otú ọtụtụ ndị chere.
Echiche nke Bible 12
Gịnị Na-eme Mmadụ Ezi Nwa Amaala?
Ijere Chineke Ozi n’Atụghị Egwu Ọnwụ 14
Ruo ọtụtụ afọ, ọ tachiri obi ná mwakpo na n’ịbụ onye a tụbara n’ụlọ mkpọrọ na n’ogige ọrụ mmanye. Gụọ akụkọ na-akpali akpali nke onye Africa a.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Mgbawa dị n’ihu akwụkwọ: UNITED NATIONS/PHOTO BY SYGMA