Peji nke Abụọ
Nkwenkwe Ụgha—N’ihi Gịnị Ka O Ji Dị Nnọọ Ize Ndụ? 3-11
Anyị bi n’oge ndị mmadụ na-agbagha ihe, ma nkwenkwe ụgha yiri ka ọ̀ gbasara ebe nile dị ka ọ gbasaburu. N’ihi gịnị? Ihe yiri ka ọ gbasaruru ebe nile ma bụrụ nke a nakweere otú a ọ̀ pụkwara ịdị ize ndụ n’ezie?
Gịnị Mere Apụghị M Inwe Omume Enyi Karị? 17
Gịnị Na-akpata Ịta Amoosu? 20
Ndị amoosu, òtù ndị amoosu, na ndị Wicca hà dị na 1999? N’ihi gịnị ka ndị mmadụ ji enwe mmasị n’amoosu?