Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
October 8, 2003
Ọrụ Ugbo na Ịkpa Anụ—N’ihi Gịnị Ka E Ji Enwe Nsogbu na Ha?
N’ọtụtụ akụkụ nke ụwa, ndị ọrụ ugbo na ndị na-akpa anụ nọ n’ajọ ọnọdụ akụ̀ na ụba a na-ahụtụbeghị ụdị ya. Gịnị na-akpata nsogbu ndị a na-enwe n’ọrụ ugbo nakwa n’ịkpa anụ, oleekwa otú a pụrụ isi dozie ha?
3 Nsogbu Ndị Ọrụ Ugbo na Ndị Na-akpa Anụ Na-enwe
5 Gịnị Na-akpata Nsogbu ahụ A Na-enwe n’Ọrụ Ugbo Nakwa n’Ịkpa Anụ?
9 Nsogbu A Na-enwe n’Ọrụ Ugbo Nakwa n’Ịkpa Anụ Ga-akwụsị
12 Ị̀ Maara?
29 “Afọ Bible”
30 Ikiri Ụwa
32 Isi Ihe Ndị Na-eduga n’Alụmdi na Nwunye Na-aga nke Ọma
Ụzọ 6 Isi Chekwaa Ahụ́ Ike Gị 13
A pụrụ izere ọtụtụ ọrịa site n’ịgbaso aro ndị a dị mfe.
N’ihi gịnị ka egbugbu ji amasị nnọọ ọtụtụ ndị na-eto eto? Olee ihe ndị e kwesịrị ichebara echiche?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Mark Segal/Index Stock Photography