Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
April 8, 2001
Obodo Ukwu—Gịnị Ka Ha Ji Nọrọ ná Nsogbu?
Ụmụ mmadụ na-ejupụta n’obodo ukwu dị iche iche. Otú ọ dị, nrụgide nke ịnagide ìgwè mmadụ a emewo ka ọtụtụ obodo ukwu bụ́ isi nọrọ ná nsogbu.
3 “Obodo Ukwu Ndị Mmadụ Na-ejubiga Ókè Na ha”
4 Obodo Ukwu—Gịnị Ka Ha Ji Nọrọ ná Nsogbu?
8 Ọdịnihu Dị Aṅaa Dịịrị Obodo Ukwu?
11 Ị̀ Maara?
17 Ngwá Agha Ndị Obere, Nnukwu Nsogbu
21 Ọdịnihu Dị Aṅaa Dịịrị Nchịkwa Ngwá Agha?
29 Ikiri Ụwa
31 Ime Ka Ala Na-adịghị Emepụta Ihe Mepụta Ihe
32 Ọtụtụ Nde Mmadụ Ga-aga—Ị̀ Ga-aga?
Nrọ Hà Bụ Ozi Ndị Sitere n’Aka Chineke?
Ha Pụrụ Izuru Ihe E Ji Amata Gị! 26
Kpachara anya maka otu mpụ na-arị elu n’ike n’ike—izu ohi ihe e ji amata mmadụ! Olee otú ị pụrụ isi chebe onwe gị pụọ na ya?