Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g19 nke 3 p. 3
  • Akwụkwọ Mgbe Ochie nke Bara Uru Taa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akwụkwọ Mgbe Ochie nke Bara Uru Taa
  • Teta!—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Baịbụl Ọ̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Ka Mma?
    Teta!—2019
  • Isiokwu Ndị Dị Na Teta! A
    Teta!—2019
  • Akwụkwọ Dị Irè Maka Ibi Ndụ n’Oge A
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
  • N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Na-achọ Nduzi na Bible?
    Teta!—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2019
g19 nke 3 p. 3
Ebe otu nwoke na-ele Baịbụl mere ochie n’ebe a na-egosi ihe mgbe ochie

Akwụkwọ Mgbe Ochie nke Bara Uru Taa

Ọtụtụ ndị kwetara na Baịbụl bụ akwụkwọ dị nsọ na-ekwu banyere Chineke. Ma, Baịbụl na-agwakwa anyị ihe ndị bara uru ga-enyere anyị aka kwa ụbọchị.

Dị ka ihe atụ, legodị ihe ụfọdụ ndị kwuru banyere uru ịgụ Baịbụl na ime ihe ha mụtara na ya baara ha.

“Obi na-eruzi m ala ugbu a. Anaghịzi m echegbukarị onwe m. Obi na-adịzi m ụtọ ugbu a karịa mgbe mbụ.”—Fiona.

“Ịmụ Baịbụl emeela ka ndụ m nwee isi ma na-atọ m ụtọ.”—Gnitko.

“Ndụ m akala mma ugbu a karịa mgbe mbụ. Anaghị m ejizi oge m niile arụ ọrụ. Enwekwuola m oge mụ na ezinụlọ m ji anọrị.”—Andrew.

Ọ bụghị naanị mmadụ ole na ole a kwuru na Baịbụl na-abara ha uru. N’ebe niile n’ụwa, ọtụtụ ndị achọpụtala na ime ihe Baịbụl kwuru na-abara ha uru kwa ụbọchị.

Ka anyị lee otú Baịbụl nwere ike isi nyere mmadụ aka ime ka ndụ ya kakwuo mma n’ihe banyere . . .

  • Ahụ́ ike

  • Mmadụ ijide onwe ya

  • Ezinụlọ na ndị enyi

  • Ego

  • Ihe ime mmụọ

Isiokwu ndị na-esonụ ga-egosi na Baịbụl abụghị naanị akwụkwọ dị nsọ, kama na ọ bụkwa akwụkwọ ga-abara mmadụ uru kwa ụbọchị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya