Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g20 nke 3 p. 16
  • Ha Kwụsịrị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ha Kwụsịrị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị
  • Teta!—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gosi Ndị Ọzọ Na Ị Hụrụ Ha n’Anya
    Teta!—2020
  • M Chọburu Ime Ka A Kwụsị Ikpe Ikpe Na-ezighị Ezi
    Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
  • Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka
    Teta!—2020
  • “Otú A E Si Kụziere Anyị Ihe A Magburu Onwe Ya”
    Teta!—2016
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2020
g20 nke 3 p. 16

Ha Kwụsịrị Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị

Gaa na jw.org/ig ka ị matakwuo banyere akụkọ ndị a na ndị ọzọ

Ezigbo ụmụnna

Ebe Johny na Gideon na-ekele ụmụaka n’Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova.

N’agbanyeghị na Johny na Gideon esighị n’otu agbụrụ, e nweekwa mgbe ha nọ n’òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị iche iche, ha abụọ ghọrọ ezigbo enyi.

Lee vidio bụ́ Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna. Chọọ vidio a na jw.org/ig.

“M chọburu ime ka a kwụsị ikpe ikpe na-ezighị ezi”

Rafika Morris.

Rafika sonyeere òtù na-agba ọchịchị mgba okpuru iji mee ka a kwụsị mmegbu. Ma mgbe ọ gara mgbakọ Ndịàmà Jehova, ọ chọpụtara na Ndịàmà Jehova dị n’otu, nke bụ́ ihe ọ na-achọ kemgbe.

Lee vidio isiokwu ya bụ Rafika Morris: M Chọburu Ime Ka A Kwụsị Ikpe Ikpe Na-ezighị Ezi. Chọọ vidio a na jw.org/ig.

Ha kwụsịrị ịkpọ ibe ha asị

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwoke onye Arab na nwoke ọzọ na-aga ije ma na-akparịta ụka. 2. Ebe otu nwoke onye Juu na-amụmụ ọnụ ọchị ebe ya na ndị enyi ya nọ.

Gịnị nyeere onye Arab na onye Juu aka ịkwụsị ịkpọ ibe ha asị?

Lee vidio isiokwu ya bụ Olee Mgbe Ezigbo Ịhụnanya Ga-eme Ka Ịkpọasị Laa Kpamkpam? Chọọ vidio a na jw.org/ig.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya