Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g16 nke 5 p. 16
  • “Otú A E Si Kụziere Anyị Ihe A Magburu Onwe Ya”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Otú A E Si Kụziere Anyị Ihe A Magburu Onwe Ya”
  • Teta!—2016
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mmetụta nke Vidio Ndị Na-agba Àmà
    Ozi Alaeze Anyi—2002
  • A Kwụghachiri Obubu O Bu Ụzọ Mee Ihe Ụgwọ
    Teta!—2002
  • Vidio Anyị Ga Na-egosi Ndị Mmadụ
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ndịàmà Jehova Nzukọ nke Nwe Aha Ahụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2016
g16 nke 5 p. 16
Ebe otu onye nkụzi na-enye ụmụ akwụkwọ ndụmọdụ na Saụt Koria na-egosi ụmụ klas ya vidio si na jw.org

“Otú A E Si Kụziere Anyị Ihe A Magburu Onwe Ya”

SOO-JEONG, bụ́ onye nkụzi na-enye ụmụ akwụkwọ ndụmọdụ n’otu ulọ akwụkwọ sekọndrị dị na Saụt Koria, ejirila vidio ndị dị na jw.org kụziere ụmụ akwụkwọ ya ihe. Ọ sịrị: “Ụmụ akwụkwọ ahụ mere ihe tụrụ m n’anya mgbe ha lechara vidio aha ya bụ Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi? Ha kwuru, sị: ‘Anyị esitụbeghị otú a chee gbasara imeta enyi. Otú a e si kụziere anyị ihe a magburu onwe ya.’ Ụfọdụ n’ime ha sị na ha ga-aga na jw.org mgbe ọ bụla ha chọrọ ịmata ihe ha ga-eme.” Soo-jeong kwukwara, sị: “Agwala m ndị nkụzi ibe m ka ha were vidio ahụ na-akụzi ihe. Ha na-enwekwa obi ụtọ iji ya akụziri ụmụ akwụkwọ ha ihe.”

Vidio ọzọ nyeerela ọtụtụ ụmụ akwụkwọ nọ na Saụt Koria aka bụ katuun a na-ese na bọọdụ nke isiokwu ya bụ Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka. Otu onye nkụzi na-arụ n’ebe a na-akpọ Juvenile Violence Prevention Foundation gosiri ya ụmụ akwụkwọ ya. O kwuru, sị: “Ihe mere katuun a ji amasịkarị ọtụtụ ndị na-eto eto bụ n’ihi otú e si ese ihe ndị a na-egosi na ya. Ọ na-akụzikwara ha ihe ha ga-eme ma mmadụ chọwa ha okwu na ihe ha ga-eme iji gbochie mmadụ ịchọ ha okwu.” Ụlọ ọrụ ahụ nataziri ikike iji vidio ahụ na-akụzi ihe. Ha na-eji ya akụziri ọtụtụ ụmụ akwụkwọ ihe. Ndị uwe ojii na-ejikwa vidio ndị dị na jw.org enyere ndị mmadụ aka.

Ọ bụrụ na ị gatụbeghị na jw.org/⁠ig, biko gbalịa gaa. Ọ dị mfe ịchọta ihe na ya. Ị gaghị akwụ ụgwọ iji danloduo ihe ndị a na-egere egere, vidio, Baịbụl na ihe ndị ọzọ dị na ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya