Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
AKWỤKWỌ A BỤ NKE ․․․․․․․․․․․․․․․․
Nke e biri n’afọ 2006
A na-ebipụta akwụkwọ a dị ka akụkụ nke ọrụ nkụzi Bible zuru ụwa ọnụ nke e ji onyinye afọ ofufe na-akwado
Ọ gwụlakwa ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nhota Akwụkwọ Nsọ nile e mere n’akwụkwọ a sitere na Bible Nsọ nke Union Version, na-asụpe okwu nile n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures nke dị n’asụsụ Bekee, Mbipụta nke 1984
Ebe Ndị E Si Nweta Foto
E depụtara foto site na nọmba peji nakwa, mgbe ọ dị mkpa, n’usoro ha si pụta na peji (ịga ya okirikiri dị ka klọkụ site n’elu akụkụ aka ekpe).
Cooper-Hewitt Museum; ihe osise dabeere na foto nke igbe 9, nkebi A: Peji nke 59
National Aeronautics and Space Administration, Washington, D.C.: Peji nke 138, 293
Pictorial Archive (Near Eastern History) Est.: Peji nke 23 (n’ime ime, 1, 4, 10)
Pictorial Archive (Near Eastern History) Est., and Survey of Israel; nke dabeere na map e sepụtaghachiri: Peji nke 236
Staatliche Museen zu Berlin; e ji ya mee ihe site n’ikike ha ji obiọma nye: Peji nke 43 (1, 2, 3)
“Ngọzi na-adịrị onye na-agụ, na ndị na-anụ okwu nile nke amụma nke a, ndị na-edebekwa ihe nile e deworo n’ime ya; n’ihi na oge ahụ dị nso.”—Mkpughe 1:3