Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rq ihe ọmụmụ 1 p. 3
  • Ụzọ Ị Pụrụ Isi Chọpụta Ihe Chineke Na-achọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụzọ Ị Pụrụ Isi Chọpụta Ihe Chineke Na-achọ
  • Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Baịbụl Bụ Okwu Chineke Gwara Anyị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ozi Ọma Ahụ Ò Si n’Aka Chineke n’Eziokwu?
    Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!
  • Olee Ihe Mere Anyị Ga-eji Mụta Ihe n’Aka Chineke?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Akwụkwọ Ozi nke Si n’Aka Chineke Na-ahu n’Anya
    Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
rq ihe ọmụmụ 1 p. 3

Ihe Ọmụmụ nke 1

Ụzọ Ị Pụrụ Isi Chọpụta Ihe Chineke Na-achọ

Ihe ọmụma dị aṅaa dị mkpa dị n’ime Bible? (1)

Ònye chepụtara Bible? (2)

N’ihi gịnị ka ị ga-eji mụọ Bible? (3)

1. Bible bụ onyinye dị oké ọnụ ahịa sitere n’aka Chineke. Ọ dị ka akwụkwọ ozi nke nna na-ahụ n’anya nye ụmụ ya. Ọ na-agwa anyị eziokwu banyere Chineke—onye ọ bụ na ihe ụkpụrụ ya bụ. Ọ na-akọwa ụzọ isi nagide nsogbu na ụzọ isi chọta ezi obi ụtọ. Nanị Bible na-agwa anyị ihe anyị na-aghaghị ime iji mee Chineke obi ụtọ.—Abụ Ọma 1:1-3; Aịsaịa 48:17, 18.

2. Ihe dị ka ndị ikom 40 dere Bible n’ihe karịrị ogologo oge nke 1,600 afọ, malite na 1513 T.O.A. Ihe mejupụtara ya bụ 66 akwụkwọ nta dị iche iche. Chineke nyere ndị dere Bible ike mmụọ nsọ. Ha dere uche ya, ọ bụghị nke ha. Ya mere Chineke n’eluigwe, ọ bụghị mmadụ ọ bụla n’elu ala, bụ Onye Chepụtara Bible.—2 Timoti 3:16, 17; 2 Pita 1:20, 21.

3. Chineke hụrụ na e depụtaghachiri Bible ma chebekwa ya nke ọma. E bipụtawo ọtụtụ Bible karịa akwụkwọ ọzọ. Ọ bụghị mmadụ nile ga-enwe obi ụtọ ịhụ gị ka ị na-amụ Bible, ma ekwela ka nke ahụ kwụsị gị. Ọdịnihu ebighị ebi gị dabeere na gị ịmara Chineke na ime uche ya n’agbanyeghị mmegide ọ bụla.—Matiu 5:10-12; Jọn 17:3.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya