Mkpo Azụ nke Akwụkwọ A
Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ndị i nwere banyere
Ihe ị chọrọ bụ azịza ị ga-atụkwasịli obi! Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, nwere ụdị azịza ahụ. E bipụtara nwanne akwụkwọ a ihe karịrị nde iri anọ, n’asụsụ karịrị iri asatọ. Otú ahụ nke mbụ ahụ si nwee ọtụtụ narị ndị na-eto eto a gbara ajụjụ ọnụ gburugburu ụwa, ọ bụkwa otú ahụ ka nke a nwere. Ndụmọdụ bara uru ndị dị na Baịbụl nyeere ha aka. Chọpụta otú ọ ga-esi enyere gị aka.
“Nweta amamihe, nweta nghọta.”—Ilu 4:5.