Isiokwu Ndị Dị N’akwụkwọ a
ISI PEEJI
OKWU MMALITE
1. “Gaanụ Mee . . . Ka Ha Bụrụ Ndị Na-Eso Ụzọ M” 6
NKEBI NKE 1—“Unu Emeela Ka Ihe Unu Na-akụzi Gbasaa Ebe Niile na Jeruselem”
3. ‘Ha Wee Jupụta na Mmụọ Nsọ’ 21
4. “Ha Bụ Ndị Nkịtị Na-agụghị Akwụkwọ” 28
5. “Anyị Ga-erubere Chineke Isi Karịa Mmadụ” 37
NKEBI NKE 2—“A Malitere Ịkpagbu Ọgbakọ” Ndị Kraịst
6. “Chineke Meere Stivin Amara, Nyekwa Ya Ike” 45
7. Izisa “Ozi Ọma Banyere Jizọs” 52
8. ‘Obi Malitere Iru Ọgbakọ Niile Ala n’Oge Ahụ’ 60
NKEBI NKE 3—‘Ndị Mba Ọzọ Nabatara Okwu Chineke’
9. “Chineke Anaghị Ele Mmadụ Anya n’Ihu” 69
10. “Okwu Jehova Nọ Na-agbasa” 77
NKEBI NKE 4—‘Mmadụ Abụọ Chineke Ji Mmụọ Nsọ Ya Zipụ’
11. Ha “Wee Na-ejupụta na Mmụọ Nsọ, Obi Ana-abụkwa Ha Sọ Aṅụrị” 85
12. ‘Jehova Na-enye Ha Ike, Ha Ana-ekwu Okwu Ya n’Atụghị Egwu’ 93
NKEBI NKE 5—‘Ndịozi na Ndị Okenye Zukọtara’
14. “Anyị Ji Otu Olu Kwekọrịta” 108
NKEBI NKE 6—“Bịa Ka Anyị Gaa Leta Ụmụnna”
15. Ha Nọ “Na-eme Ka Ọgbakọ Ndị Dị Ebe Ahụ Sie Ike n’Okwukwe” 117
16. “Bịa na Masedonia Nyere Anyị Aka” 125
17. ‘Ọ Nọ Na-enyere Ha Aka Ịghọta Akwụkwọ Nsọ’ 133
18. ‘Ha Chọọ Chineke, Ha Ga-achọta Ya’ 140
19. “Na-ekwusa Ozi Ọma, Adala Mbà” 148
NKEBI NKE 7—“Izi . . . Ihe n’Ihu Ọha Nakwa n’Ụlọ n’Ụlọ”
20. ‘Okwu Jehova Na-agbasa ma Na-akpa Ike’ n’Agbanyeghị Mmegide 157
21. “Ọbara Onye Ọ Bụla A Na-azọpụtaghị Adịghị M n’Isi” 165
NKEBI NKE 8—“Ọ Na-ekwusara Ha Gbasara Alaeze Chineke . . . O Nweghịkwa Onye Ọ Bụla Na-egbochi Ya”
23. “Geenụ M Ntị Ka M Gwa Unu Ihe Merenụ” 181
25. “Achọrọ M Ka Siza Kpee Ikpe A” 196
26. “O Nweghị Onye Ọ Bụla n’Ime Unu Ga-ala n’Iyi” 203