Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 101
  • Ime Ka A Mara Eziokwu Alaeze

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ime Ka A Mara Eziokwu Alaeze
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Na-eme Ka A Mara Eziokwu Alaeze
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ime Ka Ụzọ Anyị Gaa nke Ọma
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndụ Onye Ọsụ Ụzọ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 101

Abụ nke 101

Ime Ka A Mara Eziokwu Alaeze

Nke E Biri Ebi

(Ọrụ 20:​20, 21)

1. E nwere mgbe a’yị n’amaghị

Ụz’Onye Kraịst kwesịr’iso.

Jehova ziter’ìhè,

Mee k’eziokwu ya doo anya.

A’yị ghọtara uche Nn’anyị,

Ijer’Ọchịchị ya ozi,

Mee k’a mara Jehova,

K’anyị meekwa k’e too aha nsọ ya.

Anyị n’ezi ’madụ niile

Ozi Al’eze n’ebe niile.

A’yị n’akụziri h’eziokwu

G’eme ka ha nwer’onwe ha.

K’anyị n’agbalị ná mba dum

Izisa ozi Jehova,

K’anyị jiri otu obi

Fee ya ruo mgbe ọ g’asị n’o zuwo.

(Gụọkwa Jọsh. 9:9; Aịza. 24:15; Jọn 8:​12, 32.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya