Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 3 p. 8-9
  • Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Ọzọ Dị Elu Karịa Anyị
    Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ
  • Ihe Mere E Ji Chụpụ Ha n’Ebe Obibi Ha
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Gịnị Ka Ntị Adam na Iv Gere Setan Kpatara?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Nkebi nke 3
    Gee Chineke Ntị
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 3 p. 8-9

NKEBI NKE 3

Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?

Jehova nyere Adam na Iv ọtụtụ ihe ọma. Jenesis 1:28

Mgbe Jehova kechara Iv, ọ kpọnyere ya Adam

Jehova kere nwaanyị mbụ bụ́ Iv, kpọrọ ya kpọnye Adam ka ọ bụrụ nwunye ya.—Jenesis 2:21, 22.

Jehova kere ha ka ha zuo okè.

Ebe Adam na Iv na-elegharị anya na Paradaịs

Ha biri n’ogige Iden, bụ́ ebe mara ezigbo mma. E nwere osimiri, osisi ndị na-amị mkpụrụ, na ụmụ anụmanụ n’ebe ahụ.

Jehova gwara ha okwu ma kụziere ha ihe. A sị na ha gere ya ntị, ha gaara adị ndụ ebighị ebi n’ụwa bụ́ Paradaịs.

Chineke sịrị ha erila mkpụrụ si n’otu osisi dị n’ogige Iden ahụ. Jenesis 2:16, 17

Osisi ahụ Jehova gwara Adam na Iv ka ha ghara iri n’ogige Iden

Jehova gosiri Adam na Iv otu osisi na-amị mkpụrụ n’ogige Iden ahụ ma gwa ha na ha ga-anwụ ma ha rie mkpụrụ ya.

Ebe mmụọ ọjọọ bụ́ Ekwensu ji agwọ na-agwa Iv okwu

Otu n’ime ndị mmụọ ozi Chineke kere nupụụrụ ya isi. Mmụọ ozi ahụ nupụrụ isi bụ Setan bụ́ Ekwensu.

Setan achọghị ka Adam na Iv rubere Jehova isi. N’ihi ya, o ji agwọ gwa Iv na ọ bụrụ na o rie mkpụrụ osisi ahụ, na ọ gaghị anwụ, kama na ọ ga-adị ka Chineke. Ihe ahụ Setan gwara ya bụ ụgha.—Jenesis 3:1-5.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya