Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 4 p. 10-11
  • Gịnị Ka Ntị Adam na Iv Gere Setan Kpatara?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Ntị Adam na Iv Gere Setan Kpatara?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Nkebi nke 4
    Gee Chineke Ntị
  • Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara?
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Gịnị Mere Anyị Ji Na-aka Nká Ma Na-anwụ Anwụ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 4 p. 10-11

NKEBI NKE 4

Gịnị Ka Ntị Adam na Iv Gere Setan Kpatara?

Adam na Iv nupụụrụ Chineke isi ma nwụọ. Jenesis 3:6, 23

Ebe Iv na-eri mkpụrụ osisi ahụ Chineke sịrị ha erila, na ebe ọ na-enye ya Adam ka o rie

Iv gere agwọ ahụ ntị wee rie mkpụrụ osisi ahụ. O mechara nyetụ Adam, Adam eriekwa.

Ebe Adam na Iv si na paradaịs na-apụ

Ihe ahụ ha mere adịghị mma. Ọ bụ mmehie. Chineke chụpụrụ ha na Paradaịs ahụ ha bi.

Ebe Adam na Iv kara nká ma mechaa nwụọ

Ihe siiri ha na ụmụ ha ike. Ha kara nká, mechaakwa nwụọ. Ha agaghị biri n’ala ndị mmụọ; ha kwụsịrị ịdị ndụ.

Ndị nwụrụ anwụ adịghị ndụ, otú ahụ ájá na-adịghị ndụ. Jenesis 3:19

Ndị si ebe dị iche iche biri ndụ n’oge dị iche iche

Ihe mere anyị ji anwụ bụ na anyị niile bụ ụmụ Adam na Iv. Ndị nwụrụ anwụ anaghị ahụ ụzọ, ha anaghị anụ ihe, ha anaghịkwa eme ihe ọ bụla.—Ekliziastis 9:5, 10.

Ebe otu nwata nwaanyị nwụrụ, ndị mụrụ ya ana-eruru ya uju

Jehova ebughị n’obi ka ndị mmadụ na-anwụ anwụ. N’oge na-adịghị anya, ọ ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. Ọ bụrụ na ha egee ya ntị, ha ga-adị ndụ ebighị ebi.

  • Gịnị mere anyị ji na-anwụ anwụ?—Ndị Rom 5:12.

  • Ọnwụ agaghị adị ọzọ.—1 Ndị Kọrịnt 15:26.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya