Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 6 p. 14-15
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Iju Mmiri Ahụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Iju Mmiri Ahụ?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nkebi nke 6
    Gee Chineke Ntị
  • Ịdọ Aka Ná Ntị Site n’Ihe Ndị Mere n’Oge Gara Aga
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Ònye Gere Chineke Ntị n’Oge ahụ E Nwere Iju Mmiri? Ole Ndị Na-egeghị Ya Ntị?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Ihe Mere Chineke Ji Nwee Mmasị n’Ebe Noa Nọ—Ihe Mere O Ji Gbasa Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 6 p. 14-15

NKEBI NKE 6

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Iju Mmiri Ahụ?

Chineke bibiri ndị ajọ mmadụ, ma o chebere Noa na ezinụlọ ya. Jenesis 7:11, 12, 23

Ebe ụgbọ Noa ahụ na-ese n’elu mmiri, mmiri ana-eri ndị ajọ omume ahụ, ndị mmụọ ozi ahụ ahapụ ahụ́ mmadụ ha, ghọghachi mmụọ

Mmiri zoro ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, nke mere ka mmiri kpuchie ụwa niile. Ndị ajọ mmadụ niile nwụrụ.

Ndị mmụọ ozi ahụ nupụrụ isi yipụrụ ahụ́ mmadụ ha yikwasịrị wee ghọọ ndị mmụọ ọjọọ.

Ebe Noa na ndị ezinụlọ ya na ụmụ anụmanụ si n’ụgbọ ahụ pụta, eke na egwurugwu apụtakwa n’eluigwe

Ndị nọ n’ụgbọ ahụ anwụghị. N’agbanyeghị na Noa na ezinụlọ ya mechara nwụọ, Chineke ga-akpọlite ha n’ọnwụ ka ha wee dịrị ndụ ebighị ebi.

N’oge anyị a, Chineke ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ, ma ọ ga-echebe ndị na-eme ihe ọma. Matiu 24:37-39

Ebe Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya ji ụzọ dị iche iche na-eduhie ndị mmadụ

Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya ka na-eduhie ndị mmadụ.

Dị ka ndị mmadụ mere n’oge Noa, ọtụtụ ndị taa anaghị ege ntị n’ihe Jehova ji obiọma na-agwa ha ka ha mee. N’oge na-adịghị anya, Jehova ga-ebibi ndị niile na-eme ihe ọjọọ.—2 Pita 2:5, 6.

Ebe Ndịàmà Jehova ji Baịbụl na-ezi otu nwoke ozi ọma. Ebe otu nwoke na-agụ Baịbụl

E nwere ndị na-eme ka Noa. Ha na-ege Chineke ntị, na-emekwa ihe ọ gwara ha mee. Ha bụ Ndịàmà Jehova.

  • Soro okporo ụzọ na-eduba ná ndụ.—Matiu 7:13, 14.

  • A ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ; ndị dị umeala n’obi ga-enwe udo.—Abụ Ọma 37:10, 11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya