Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 7 p. 16-17
  • Ònye Bụ Jizọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ònye Bụ Jizọs?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nkebi nke 7
    Gee Chineke Ntị
  • Ònye Bụ Jizọs Kraịst?
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Jizọs Kraịst Ònye Ka Ọ Bụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 7 p. 16-17

NKEBI NKE 7

Ònye Bụ Jizọs?

Jehova zitere Jizọs n’ụwa. 1 Jọn 4:9

Ebe Jizọs nọ n’aka nri Chineke n’eluigwe

Ọ bụrụ na anyị chọrọ ime ihe dị Jehova mma, e nwere onye ọzọ dị mkpa anyị kwesịrị ige ntị. Ọtụtụ afọ tupu Jehova ekee Adam, o kere otu onye dị ike, bụ́ mmụọ, n’eluigwe.

Mgbe Meri dị ime na mgbe ọ mụchara Jizọs

Jehova mechara zite ya n’ụwa ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, onye aha ya bụ Meri, mụọ ya na Betlehem. Aha a gụrụ nwa ahụ Meri mụrụ bụ Jizọs.—Jọn 6:38.

Ebe Jizọs na-akụziri ndị mmadụ gbasara Jehova

Mgbe Jizọs nọ n’ụwa, o ṅomiri àgwà Chineke nke ọma. O nwere obiọma, hụkwa ndị mmadụ n’anya. Ọ dịkwaara ndị mmadụ mfe ịbịakwute ya. Ọ kụziiri ndị ọzọ eziokwu banyere Jehova n’atụghị egwu..

Jizọs mere ihe ọma, ma ndị mmadụ kpọrọ ya asị. 1 Pita 2:21-24

Ebe Jizọs kpọlitere otu nwata nwaanyị n’ọnwụ na ebe ọ na-agwọ otu nwoke ahụ́ na-adịghị

Jizọs gwọrọ ndị ọrịa, kpọlitekwa ụfọdụ ndị nwụrụ anwụ.

Ndị ndú okpukpe kpọrọ Jizọs asị n’ihi na ọ gbara ozizi ụgha ha na omume ọjọọ ha n’anwụ.

Ebe a na-akụ Jizọs ihe na ebe a kpọgidere ya n’osisi

Ndị ndú okpukpe gwara ndị Rom okwu ụgha banyere Jizọs. N’ihi ya, ndị ọchịchị Rom tiri Jizọs ihe ma gbuo ya.

  • Gịnị mere anyị ji kwesị ịmụ banyere Jizọs?—Jọn 17:3.

  • Gịnị ka Jizọs rụrụ n’eluigwe tupu ya abịa n’ụwa?—Ndị Kọlọsi 1:15-17.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya