Isi nke 3
Devid nụrụ na ahụ́ adịghị otu enyi ya, ya asị: “Ehee! Ama m ihe m ga-eme.
M ga-edegara ya akwụkwọ ozi ga-eme ya obi ụtọ, ka ọ gbakee.
M dechaa ya, m ga-ewere ya gaa nye ya.”
Meere mmadụ ihe ọma, gị na onye ahụ ga-enwe obi ụtọ.
IHE NNE MA Ọ BỤ NNA GA-EME
Gụọrọ nwa gị:
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Ụlọ Tebụl Devid
Anyanwụ Nnụnụ Osisi
Jụọ nwa gị:
Ò nwere onye ị ma ahụ́ na-adịghị?
Olee ihe anyị nwere ike imere ya ka ahụ́ dị ya mma?
[Foto dị na peeji nke 8]
[Foto dị na peeji nke 8]
[Foto dị na peeji nke 9]
[Foto dị na peeji nke 9]