Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mb ihe ọmụmụ 4
  • Isi nke 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isi nke 4
  • Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Mụmụọ Ọnụ Ọchị—Ọ Baara Gị Uru!
    Teta!—2000
  • Kelee Onye Na-enye Mmiri Ozuzo
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Onye Kere Anyị Hụrụ Anyị n’Anya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
mb ihe ọmụmụ 4

Isi nke 4

Ọrụ Ndịozi 14:17

Mmiri na-ezo taa.

Toochi ekwuo, sị:

“Mmiri a ekweghị m pụọ èzí.

Gịnị mere na mmiri a ekweghị akwụsị akwụsị?”

Ma, o juru Toochi anya ịhụ na anwụ achawala,

mmiri akwụsịkwa izo.

Obi tọrọ Toochi ụtọ.

Ọ gbapụrụ n’èzí.

Ị̀ ma ihe ọ hụrụ mgbe ọ gbapụrụ n’èzí? Ihe ọ hụrụ mara ezigbo mma.

Toochi sịrị: “Amaghị m na ọ bụ mmiri ozuzo nke si n’aka Chineke na-eme ka osisi waa okooko.”

IHE NNE MA Ọ BỤ NNA GA-EME

Gụọrọ nwa gị:

Ọrụ Ndịozi 14:17

Gwa nwa gị ka o gosi gị:

Windo Nnụnụ Toochi

Osisi Okooko osisi

Lee ma nwa gị ọ̀ ga-ahụ ihe ndị a zoro ezo.

Abụzụ Ụgbọelu

Jụọ nwa gị:

Gịnị mere Jehova ji mee ka mmiri na-ezo?

[Foto dị na peeji nke 10]

[Foto dị na peeji nke 10]

[Foto dị na peeji nke 11]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya