Isi nke 5
1 Tesalonaịka 5:18
Ọ bụrụ na mmadụ enye gị ihe ma ọ bụ meere gị ihe ọma, mụmụọrọ ya ọnụ ọchị otu ugboro ma ọ bụdị ugboro abụọ.
Ma n’ebe ọ bụla ị nọ ma n’ihe ọ bụla ị na-eme, Echefula ịsị “I meela!”
IHE NNE MA Ọ BỤ NNA GA-EME
Gụọrọ nwa gị:
1 Tesalonaịka 5:18
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Onyinye Nwata nwoke
Ibo Nri
Lee ma nwa gị ọ̀ ga-ahụ ihe ndị a zoro ezo.
Apụl Fon
Jụọ nwa gị:
Gịnị mere o ji dị mma ka ị na-asị “I meela”?
[Foto dị na peeji nke 12]
[Foto dị na peeji nke 13]
[Foto dị na peeji nke 13]
[Foto dị na peeji nke 13]