Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • od p. 213-222
  • Okwu Ndị Bụ́ Isi Dị N’akwụkwọ a

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Okwu Ndị Bụ́ Isi Dị N’akwụkwọ a
  • Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
od p. 213-222

Okwu Ndị Bụ́ Isi Dị N’akwụkwọ a

Ihe ị ga-eburu n’obi: A bịa n’ọtụtụ n’ime okwu ndị e depụtara ebe a, nọmba mbụ ị ga-ahụ bụ isi nke okwu ahụ dị na ya n’akwụkwọ a, nke ọzọ abụrụ paragraf kwuru gbasara ya. Dị ka ihe atụ, okwu mbụ e depụtara ebe a bụ “Agbamakwụkwọ: 11:​10-11.” Nke a pụtara na e kwuru gbasara agbamakwụkwọ n’isi nke iri na otu, paragraf nke iri na nke iri na otu.

Agbamakwụkwọ: 11:​10-11

Akụkọ ozi

mgbe i mere njem: 8:30

ndị nkwusa: 5:34; 8:​10, 23-29

ndị nlekọta sekit: 5:​46, 50; 9:44

uru ọ bara: 8:​19-22, 31-36

Akwụkwọ anyị

ebe ndị a na-asụ asụsụ dị iche iche: 9:​36, 38

ilekọta ya: 12:16

otú e si enweta ego e ji ebi ya: 12:​2-4

uru ọ bara n’ozi ọma: 9:​22-23

Alaka ụlọ ọrụ

izigara ya onyinye: 12:​2-4

mgbe anyị na ha na-enweghị ike ịna-ezirịta ozi: 17:​15-17

otú ejiji anyị ga-adị ma anyị gawa: 13:13

ọrụ ya: 4:13

Baptizim

ajụjụ ntụleghachi: peeji nke 185-207

ihe ọ pụtara: 8:​16-18

na-eme anyị ndị ozi Chineke: 8:3

ná mgbakọ sekit nakwa ná mgbakọ ukwu: 7:​24, 26

ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim: peeji nke 182-184

ụmụaka: peeji nke 179 ruo 181

Esemokwu na Nghọtahie

idozi obere esemokwu: 14:​5-6

mgbe nwanna mere gị ihe dị oké njọ: 14:​13-20

Ìgwè ozi ubi

idebe Ụlọ Nzukọ Alaeze ọcha: 11:7

ikenye ndị nkwusa ìgwè ozi ubi: 5:35

ndị nlekọta: 5:​29-34

nzukọ ozi ubi: 7:​20-21

ókèala: 9:​31, 33

ọrụ ndị ohu na-eje ozi na-arụ: 6:12

Ihe ndị a na-eme n’ụlọ akwụkwọ: 13:​22-24

Ihe ndị ị chọrọ ime n’ozi Jehova

ihe ndị ị ga-emeli: 8:37

ije ozi n’ebe a chọkwuru ndị nkwusa: 10:​6-9

ịrụrụ nzukọ Jehova ụlọ: 10:​21-23

ịmụ asụsụ ọzọ: 10:10

ndị nkwusa: 10:​4-5

ndị ozi ala ọzọ: 10:15

ozi Betel: 10:​19-20

ozi ịsụ ụzọ: 10:​11-14

ọrụ sekit: 10:16

uru ọ bara: 10:​24-26

ụlọ akwụkwọ ndị e nwere ná nzukọ Jehova: 10:​17-18

Ije ozi n’ebe a chọkwuru ndị nkwusa: 10:​6-9

Ikwusa ozi ọma

akwụkwọ anyị: 9:​22-23

ebe ndị a na-asụ asụsụ dị iche iche: 9:​35-44

ejiji anyị: 13:12

ibute ụzọ n’ozi ọma: 5:​3, 17, 29-33; 6:4

iji jw.org ezi ozi ọma: 9:​24-25

ime nletaghachi: 9:​14-15

inye akụkọ ozi: 8:​19-29, 31-36

inyere ndị nkwusa aka: 5:​28-29, 33; 7:21; 9:​7, 15, 19

iru eru: 8:​6-9, 13-15

ịgwa onye ị na-amụrụ Baịbụl ka ọ na-akọrọ ndị ọzọ ihe ọ na-amụta: 8:5

mgbe a machiri anyị iwu: 17:​13-18

mgbe a na-anọghị n’ozi: 9:​26-29

n’ebe ọhaneze na-anọkarị: 9:​11-12

nzukọ ozi ubi: 7:​20-21

oge ndịozi: 8:​1-2; 9:​1, 4

ókèala: 9:​30-34

onye nlekọta ije ozi na-ahụ maka ya: 5:28

ozi ìgwè: 9:​45-46

ọrụ Chineke nyere anyị: 8:2

uru ọ bara: 9:​5-8; 10:​1-2

ụlọ n’ụlọ: 9:​3-9

ụmụaka ịga ozi ọma: 8:​13-15

Ime nke ọma n’ọgbakọ

ihe ọ pụtara: 6:9

Inye onyinye

maka ọrụ zuru ụwa ọnụ: 11:15; 12:​2-4

ọgbakọ: 11:​6-7; 12:​5-7

sekit: 12:​8-11

Ịrụrụ nzukọ Jehova ụlọ 10:​21-23

Ndị Na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze: 10:23

ndị ọrụ si mba ọzọ: 10:23

onye na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze: 10:23

onye na-enyere ndị na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze aka: 10:23

Ịchụ mmadụ n’ọgbakọ: 14:​25-29

Ịdị n’otu

ihe kpatara ya: 1:​6-7; 13:​28-29

ihe na-akpa ya aka ọjọọ: 14:3; 17:6

irubere Kraịst isi: 2:​9-11; 4:​10-11

ịnọgide na-adị n’otu: 17:20

ndị okenye: 5:​13, 21

n’ụwa niile: 16:​6-11

uru ọ bara: 4:15; 5:57; 13:​30-31

Ịdị ọcha

àgwà na ofufe: 13:​6-7

n’elu ahụ́: 13:​8-12

Ụlọ Nzukọ Alaeze: 11:​7-8

Ịdọ aka ná ntị: 14:​4, 23-24

Ịgbata ọsọ enyemaka: 12:15; 16:11

Ịghọ ndị ozi Chineke: 8:3

Ịkwado ka e mefuo ego: 12:​6, 9, 11

Ịma Ọkwa

ịchụ mmadụ n’ọgbakọ: 14:29

ịdọ mmadụ aka ná ntị: 14:24

ịnabataghachi mmadụ n’ọgbakọ: 14:36

mmadụ ikewapụ onwe ya: 14:33

ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim: 8:12; 14:​39-40

onyinye: 12:6

Ịnabataghachi mmadụ n’ọgbakọ: 14:​34-36

Ịrịba ndị na-adịghị agazi agazi ama: 14:​9-12

Jehova Chineke

ịbịaru ya nso: 17:​1-3

Ọkaakaa Eluigwe na Ala: 15:​1-4

Jizọs Kraịst

irubere Jehova isi: 15:5

Nnukwu Onye Nchụàjà: 2:4

Onyeisi ọgbakọ: 1:10; 2:5

Onye Mgbapụta: 2:3

Onye na-ekwusa ozi ọma: 8:​1-2; 9:1

Onye Ọzụzụ Atụrụ Ọma: 2:6; 5:1

JW.ORG: 9:​24-25

Kaadị Onye Nkwusa: 5:44; 8:​10, 30

Kọmitii

Kọmitii Alaka: 4:13; 5:​51-54

Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ: 5:35

Kọmitii ikpe: 14:​21-28, 34-37

Kọmitii Na-ahụ Maka Mmekọrịta Anyị na Ndị Ụlọ Ọgwụ: 5:40

Kọmitii Na-elekọta Mba: 5:53

Kọmitii Na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze: 11:8

Kọmitii ije ozi

(Gaa n’ebe e dere Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ)

Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ: 5:35

Kọmitii ikpe: 14:​21-28, 34-37

Kọmitii Ndị Na-ahụ Maka Mmekọrịta Anyị na Ndị Ụlọ Ọgwụ: 5:40

Mgbakọ

(Gaa n’ebe e dere Mgbakọ Sekit)

Mgbakọ Sekit

ebe a na-enwe ya: 11:18

ego a na-emefu: 12:​8-11

otú e si ahụ maka ya: 5:49

Mgbakọ ukwu: 7:​25-27

Mmadụ ikewapụ onwe ya: 14:​30-33

Mmadụ inyefe Chineke onwe ya na ime baptizim

(Gaa n’ebe e dere Baptizim)

Mmehie

(Gaakwa n’ebe e dere Esemokwu na Nghọtahie; Ịchụ mmadụ n’ọgbakọ; Ịnabataghachi mmadụ n’ọgbakọ; Ịrịba ndị na-adịghị agazi agazi ama; Mmadụ ikewapụ onwe ya)

ịma ọkwa gbasara: 14:​24, 29, 33, 39-40

mmehie dị oké njọ: 14:​21-33

ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim: 14:​38-40

nwanna imejọ nwanna: 14:​5-6, 13-20

ụmụaka: 14:37

Ncheta Ọnwụ Jizọs: 7:​28-30

Ndị anyị ga-anọ n’okpuru ha

ná nzukọ Jehova: 1:​9-10; 2:​5, 9-10; 15:​1-2

ndị ọchịchị: 15:11

n’ezinụlọ: 15:​9-10

n’ọgbakọ: 3:14; 4:15; 15:7

Ndị anyị ga-erubere isi

(Gaa n’ebe e dere Ndị anyị ga-anọ n’okpuru ha)

Ndị Atendantị: 11:14

Ndị na-anaghị ejekwa ozi: 8:26; 14:32

Ndị Na-Anọchite Anya Isi Ụlọ Ọrụ Anyị: 5:​55-56

Ndị nkwusa

(Gaa n’ebe e dere Ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim; Ndị nkwusa ọgbakọ)

Ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim

ha mee mmehie: 14:​38-40

iru eru: 8:​6-12

mgbe a na-arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze ma ọ bụ na-arụzigharị ya: 11:17

ụmụaka: 8:​13-15

Ndị nkwusa ọgbakọ

(Gaakwa n’ebe e dere Ndị nkwusa a na-emebeghị baptizim)

inyere ha aka: 5:​28-29, 33; 7:21; 9:​7, 15, 19

iru eru: 8:8

ịgafe n’ọgbakọ ọzọ: 8:30

ndị nkwusa ọhụrụ: 8:​5-6

ndị ọrịa: 8:29

ụmụaka ịbụ ndị nkwusa: 8:​13-14

Ndị nlekọta

(Gaa n’ebe e dere Ndị okenye)

Ndị ogbenye: 12:​12-15

Ndị ohu na-eje ozi

igosi na obi dị anyị ụtọ maka ọrụ ha: 6:​1-2, 15

ihe a chọrọ n’aka ndị ga-abụ ohu na-eje ozi: 6:​3-6

ịgba mbọ ruo eru: 6:14

ọrụ ha na-arụ: 6:​7-12; 11:14

Ndị okenye

a họpụtara ha otú akwụkwọ nsọ kwuru: 4:8

ìgwè na ndị na-abụbeghị ìgwè: 9:​42-44

ihe a chọrọ n’aka ndị ga-abụ ndị okenye: 5:​4-20

ime ihe ha na-agwa anyị: 3:14; 5:​38-39

ime ka ọgbakọ na-adị ọcha: 14:​19-40

ịdị n’otu: 5:21

ịgba mbọ ruo eru: 5:22

ndị ọzụzụ atụrụ: 5:​1-3; 14:​7-12

nke mere agadi ma ọ bụ na-arịa ọrịa: 5:​23-24

ọmụmụ ihe: 5:37

ọrụ ndị ha na-arụ: 5:​25-36, 40

Ndị ọsụ ụzọ: 10:​11-14

Ndị ọsụ ụzọ inyeaka: 10:​11-12

Ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche: 10:​11, 14, 17-18

Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị: 7:​28-30

Ntụrụndụ: 13:​15-21

Nzukọ Jehova

ndị ohu Chineke ndị nọ n’eluigwe: 1:​8-13

Odeakwụkwọ: 5:27; 8:30

“Ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche”

irubere ha isi: 15:7

ịmata ndị ha bụ: 3:​4-6

otú anyị si atụkwasị ha obi: 3:​12-15

Ókèala

ebe ndị a na-asụ asụsụ dị iche iche: 9:​36-37

idekọ otú e si rụọ ya: 9:31

nke ìgwè na nke onye nkwusa: 9:​31-34

Ókèala a na-asụ asụsụ ọzọ: 9:​35-44

ìgwè na ndị na-abụbeghị ìgwè: 9:​42-44

klas a na-akụzi asụsụ ọzọ: 10:10

mgbe onye nwe ụlọ na-asụ asụsụ ọzọ: 9:​38-41

Olili ozu: 11:​10-11

Okwu Ihu Ọha: 7:​5-10

Onye na-ahaziri ndị okenye ọrụ

inyocha ihe ndekọ ego: 12:7

ndị chọrọ ime baptizim: 8:18; peeji nke 208-212

ndị nkwusa ọhụrụ: 8:​8, 14

ọbịbịa onye nlekọta sekit: 5:​42-44

Ọmụmụ ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ: 7:18

ọrụ ya: 5:26

Onye nlekọta ije ozi: 5:​28, 32; 9:​31, 37, 45

Onye nlekọta sekit

ìgwè ndị ji asụsụ ọzọ amụ ihe: 9:44

ihiwe ọgbakọ ọhụrụ: 7:22

ile ya ọbịa: 5:50

ịjụta ya otú ị ga-esi jekwuo ozi: 10:​6, 10, 16, 20

ọbịbịa ya: 5:​41-48

Onyinye: 3:13; 11:​6-7, 15; 12:​2-11

Òtù Na-achị Isi

ihe mere anyị ga-eji eme ihe ha kwuru: 3:​9-11; 4:​9-11

ịmata ndị ha bụ: 3:​1-6

otú anyị si atụkwasị ha obi: 3:​12-15

Ozi ala ọzọ: 10:​15, 18

Ozi Betel: 10:​19-20

Ọgbakọ

(Gaakwa n’ebe e dere Ọmụmụ Ihe; Ụlọ Nzukọ Alaeze)

a haziri ya otú Chineke chọrọ: 1:3; 4:​4-11

ịdị n’otu: 13:​28-30

ọgbakọ ọhụrụ na nke dị obere: 7:​22-23

Ọmụmụ Baịbụl

ihe mere anyị ji aga ya: 7:​1-2

ịgwa onye ị na-amụrụ Baịbụl ka ọ bịa ọmụmụ ihe: 9:​20-21

ịgwa onye ị na-amụrụ Baịbụl ka ọ na-akọrọ ndị ọzọ ihe ọ na-amụta: 8:5

otú anyị ga-esi na-agụrụ ya: 8:26

uru ọ bara: 9:​16-17

Ọmụmụ ihe

ebe ndị a na-anọ amụ ihe: 11:​1-5, 18-19

ịnọ na ya ekwu gbasara ihe anyị ji akpata ego: 13:27

mgbakọ sekit: 7:24

mgbakọ ukwu: 7:​25-26

mgbe a machiri anyị iwu: 17:​15-17

mgbe onye nlekọta sekit bịara: 5:​43, 47

mgbe ụmụnna nwaanyị na-eduzi ya: 7:23

ndị atendantị: 11:14

nzukọ ndị okenye: 5:37

nzukọ ozi ubi: 7:​20-21; 9:45

oge ndịozi: 7:3; 11:2

okwu ihu ọha: 7:​5-10

Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ: 7:​14-19

Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: 7:17

uru ọ bara: 3:12; 7:​4, 27; 15:7

ụmụaka ịbịa ya: 11:13

Ụmụ Izrel: 11:1

Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche: 7:​11-13

Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche: 7:​11-13

Ọnwụnwa: 13:​4-5; 17:​4-19

Ọrụ ego: 13:​25-26

Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ: 7:​14-18

Uwe na ejiji

ileta Betel: 13:13

ịga ozi ọma: 13:12

ịtụrụ ndụ: 13:14

ndị e kenyere ọrụ n’ọgbakọ: 6:9

ndị ohu na-eje ozi: 6:5

ọmụmụ ihe: 11:​12, 21

Ụlọ Mgbakọ: 11:​18-21

Ụlọ Nzukọ Alaeze

ebe e nwere ihe karịrị otu ọgbakọ: 11:​8-9

ego a na-emefu: 11:6; 12:​5-6

idebe ya ọcha na ịrụzigharị ya: 11:​7-8

ihe ndị ọzọ a na-anọ na ya eme: 11:​10-11

inyefe ya: 11:4

ịrụ ya: 10:​21-23; 11:​4-5, 15-17

ọ́bá akwụkwọ: 7:19

Ụlọ ọrụ nzukọ Jehova ji arụ ọrụ: 4:12

Ụmụ

ha mee mmehie: 14:37

ihe ndị a na-eme n’ụlọ akwụkwọ: 13:​22-24

inyere ha aka iru eru: 8:​13-15; 10:26; peeji nke 179-181

inyere nne na nna ha na nne na nna ha ochie aka: 12:14

ọmụmụ ihe: 7:2; 11:​13-14

ụmụnna nwoke na-eto eto ịgbalị ruo eruo: 6:14

Ụmụnna nwaanyị

mgbe a na-enweghị ụmụnna nwoke ruru eru: 6:9; 7:23

ịrụrụ nzukọ Jehova ụlọ: 10:21

ụlọ akwụkwọ ndị e nwere ná nzukọ Jehova: 10:​17-18

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya