Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
Ebe Ndị E Si Nweta Foto:
Peeji nke 33: A.D. Riddle/BiblePlaces.com
Peeji nke 47: A natara British Museum ikike see foto a
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa niile. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko, gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Nọvemba 2022
Igbo (rr-IB)
© 2022
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA