Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rr p. 131
  • Ijikọta Osisi Abụọ Ọnụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ijikọta Osisi Abụọ Ọnụ
  • A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “nke Juda”
  • “nke Josef, nke na-anọchi anya Ifrem”
  • ‘ha ga-abụ otu osisi n’aka gị’
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “M Ga-eme Ka Ha Bụrụ Otu Mba”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Mkpịsị Osisi nke Na-eme Ka Ezé Dị Ọcha
    Teta!—2003
A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
rr p. 131

IGBE 12A

Ijikọta Osisi Abụọ Ọnụ

Nke E Biri Ebi

Jehova gwara Ezikiel ka o dee aha n’osisi abụọ. Ọ ga-ede “nke Juda” n’otu, dee “nke Josef, nke na-anọchi anya Ifrem” na nke ọzọ.

Osisi abụọ Ezikiel buru amụma gbasara ya.

“nke Juda”

N’OGE OCHIE

Alaeze ebo abụọ bụ́ Juda

N’OGE ANYỊ A

Ndị e tere mmanụ

“nke Josef, nke na-anọchi anya Ifrem”

N’OGE OCHIE

Alaeze ebo iri bụ́ Izrel

N’OGE ANYỊ A

Atụrụ ọzọ

Ebe Ezikiel ji otu aka ya jikọta osisi abụọ ọnụ.

‘ha ga-abụ otu osisi n’aka gị’

N’OGE OCHIE

537 T.O.N.K. Ndị na-efe Chineke ezigbo ofufe si ná mba dị iche iche lọta, rụghachi Jeruselem, na-efekọkwa Chineke ọnụ.

N’OGE ANYỊ A

Kemgbe afọ 1919, e ji nwayọọ nwayọọ hazie ndị Chineke, ha abụrụ “otu ìgwè atụrụ,” na-efekọkwa Chineke ọnụ.

Amụma a na-ekwu gbasara ịdị n’otu

Amụma a ekwughị gbasara otu osisi a gbajiri abụọ, mechazie jikọta ha ọnụ. Kama, o kwuru gbasara osisi abụọ e jikọtara ọnụ, ha abụrụ otu. N’ihi ya, ihe amụma a na-ekwu abụghị otú mba Izrel si kewaa, bụrụzie alaeze abụọ. Kama, ọ na-ekwu otú alaeze abụọ ahụ ga-esi bụrụ otu.

Gaghachi n’isi nke 12, paragraf nke 3-6, 13, 14

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya