Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya
Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
“Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya. Na-enwenụ obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi.”—Abụ Ọma 22:26.
Ebe E Si Nweta Foto: Peeji nke 15: Image © Homo Cosmicos/Shutterstock; peeji nke 17: NASA, ESA and the Hubble Heritage Team (STScI/AURA)-ESA/Hubble Collaboration. Licensed under CC BY 4.0 (http://creativecommons.org/licenses/by/4.0/). Source: https://esahubble.org/images/heic0702a/; peeji nke 56: Foto a natara US Signal Corps/The LIFE Picture Collection via Getty Images; peeji nke 76: Château de Versailles, France/Bridgeman Images; peeji nke 103 na nke 131: Foto a natara NASA/Visible Earth imagery; peeji nke 163: © SINGLECELL ANIMATION LLC/Science Source; peeji nke 183: Daniel Osterkamp/Moment/Getty Images
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
Ọ bụ Ndịàmà Jehova nwe akwụkwọ na vidio niile e kwuru okwu ha n’akwụkwọ a.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Igbo (lff-IB)
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Julaị 2024
© 2021 WATCH TOWER BIBLE AND TRACTSOCIETY OF PENNSYLVANIA