Ahụ́ Ike
Gịnị Ka Ọdịnihu Ga-abụrụ Ọrụ Ịgwọ Ọrịa?
Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Arịa Ọrịa Onye Ozizi Ukwu, isi nke 23
Ahụ́ Mmadụ
I Nwere Ike Ime Ka Ụbụrụ Gị Na-echetakwu Ihe! Teta!, 4/2009
‘E Mere Anyị Ka Anyị Bụrụ Oké Ọrụ’ Ụlọ Nche, 6/15/2007
Ịchọ Mma na Otú Mmadụ Dị n’Elu Ahụ́
Gịnị Mere Otú M Dị Ji Echu M Ụra? Ajụjụ Iri, ajụjụ nke 2
Ihe Baịbụl Kwuru: Mma Elu Ahụ́ Teta!, nke 4 2016
Mgbe Nchegbu Banyere Ọdịdị Ahụ́ Ghọrọ Ihe Na-echu Ụra Teta!, 8/8/2004
Akụkụ Ahụ́ na Ihe Ha Na-arụ
Usoro Akwara Dị n’Eriri Afọ Anyị Ọ̀ Bụ “Ụbụrụ nke Abụọ”? Teta!, nke 3 2017
Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike
Otú Ị Ga-esi Zere Ihe Ndị Na-akpata Ọrịa
Ihe Ndị Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma Teta!, 7/2015
Nke 1—Na-elebara Ihe Ị Na-eri Anya
Nke 2—Na-elebara Onwe Gị Anya
Nke 4—Na-eme Ihe Ndị Ga-eme Ka Ị Ghara Ịrịa Ọrịa
Nke 5—Hụ na Gị na Ezinụlọ Gị Na-eme Ihe Ndị Unu Mụtara
Na-eme Ihe Ndị Ga-eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike
Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-elebara Onwe M Anya? Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 1, isi nke 10
Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Gịnị Mere M Ga-eji Na-elebara Onwe M Anya? Teta!, 7/2010
Ọnọdụ Ime Mmụọ na Ahụ́ Ịdị Mma Gị Ụlọ Nche, 2/1/2004
Ụzọ 6 Isi Chekwaa Ahụ́ Ike Gị Teta!, 10/8/2003
Nhọrọ Ndị Na-emetụta Ahụ́ Ike Gị Teta!, 9/8/2003
Ime Ọcha
Gịnị Mere Ịdị Ọcha Ji Dị Mkpa? Ụlọ Nche, 12/1/2008
Ncha—“Ọgwụ Mgbochi Ọrịa I Ji Aka Gị Enye Onwe Gị” Teta!, 12/8/2003
Ịdị Ọcha—Gịnị Ka Ọ Pụtara n’Ezie?
Mmega Ahụ́
Ị̀ Na-emega Ahụ́ Otú Ahụ́ Gị Chọrọ?
È Kwesịrị Iji Ịga Ije Emega Ahụ́? Teta!, 3/8/2004
Yoga—Ọ̀ Bụ Nanị Usoro Mmega Ahụ́ Ka Ọ̀ Dị Ihe Ọzọ Ọ Bụ? Ụlọ Nche, 8/1/2002
Iri Ezigbo Nri
1. Lezie Anya Mgbe Ị Na-azụ Ihe
3. Saa Anya Ná Mmiri Sie Nri Gị, Dewekwa Ya Ebe Nje Na-agaghị Aba Ya
4. Erila Nri N’ebe Ọ Bụla Ị Hụrụ
O nweghị Onye Ga-erite Ọrịa Ná Nri n’Oge Na-adịghị Anya
Ibu Ọnụ Ọ̀ Na-eme Ka Mmadụ Bịarukwuo Chineke Nso? Ụlọ Nche, 4/1/2009
Ihe Ndị Gbamiri Mkpọrọgwụ Na-akpata Ya, Mmetụta Dị Ukwuu Ndị Ọ Na-enwe Teta!, 3/8/2003
Ihe Oriri Ndị Na-enye Ihe n’Ahụ́ Dị n’Ebe Aka Gị Ga-eru Teta!, 5/8/2002
Ihi Ụra
Ndị Nọ N’afọ Iri Na Ụma Na-ero Ụra—Ọ̀ Bụ Ihe Na-akpata Nchegbu? Teta!, 9/8/2002
Ibelata Nchegbu
Ịmụmụ Ọnụ Ọchị Bụ Onyinye I Kwesịrị Ịna-enyetụ Ndị Ọzọ Teta!, nke 1 2017
Nchegbu—Ihe Ndị Na-akpata Ya na Mmetụta Ndị Ọ Na-enwe
Ahụ Efe Pụọ Ná Nrụgide—Ihe Ngwọta Dị Irè Ụlọ Nche, 12/15/2001
Okwu Gbasara Ịgwọ Ọrịa
Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị: Ndịàmà Jehova hà na-ekwe ka a gwọọ ha ọrịa? Ụlọ Nche, 2/1/2011
Nkà Mmụta Ọgwụ Ọgbara Ọhụrụ—Ókè Ha Aṅaa Ka Ọ Pụrụ Iru?
Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile—n’Isi Nso!
Ile Ihe Anya Otú Kwesịrị Ekwesị
Jehova Ga-akwado Gị Ụlọ Nche, 12/15/2015
Na-abịaru Jehova Nso (§ Ahụ́ Ike) Ụlọ Nche, 1/15/2013
Na-ele Ahụ́ Ike Anya Otú Akwụkwọ Nsọ Si Ele Ya Ụlọ Nche, 11/15/2008
Otú Ọzọ E Si Agwọ Ọrịa
“Nọgidenụ Na-enwe Uche Ziri Nnọọ Ezi” (§ Ịnagide Nsogbu Ahụ́ Ike) Ụlọ Nche, 3/1/2006
Ọgwụ Igbo Hà Pụrụ Inyere Gị Aka? Teta!, 1/8/2004
Echiche nke Baịbụl: Iji Ọgwụ Ekechi Mmadụ Ọ̀ Bụ Maka Ndị Kraịst? Teta!, 7/8/2003
Usoro Ọgwụgwọ Ọzọ—Ihe Mere Ọtụtụ Ndị Ji Eji Ya Eme Ihe
Ileba Anya n’Usoro Ọgwụgwọ Ọzọ
Ọrịa Dị Iche Iche
Ihe ndị e kwuru n’isiokwu ndị dị ebe a bụ ihe mmadụ niile kwesịrị ịma gbasara ahụ́ ike ha. E deghị ha iji gwa mmadụ ụdị ọgwụ ọ ga-aṅụ ma ọ bụkwanụ otú a ga-esi agwọ ya. Onye ọ bụla ga-asa anya na mmiri kpebie otú ọ chọrọ ka e si gwọọ ya. Ihe ọ ga-ekpebi ekwesịghịkwa ịbụ ihe Baịbụl kagburu.
Ọtụtụ n’ime akụkọ ndị a kọrọ n’isiokwu ndị dị ebe a bụ akụkọ ndị nwere nsogbu ụfọdụ ji ọnụ ha kọọ. Ihe ndị ha kọrọ nwekwara ike inyere ndị nwere ụdị nsogbu ndị ahụ aka.
Gịnị Mere M Ji Arịakarị Ọrịa? Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Nke 2, isi nke 8
Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwere Isi Mgbaka Teta!, 10/8/2004
Ọgụ A Lụwara Kemgbe Ụwa Maka Ahụ́ Ike Ka Mma Teta!, 6/8/2004
Afọ Mgbu
Mgbe Nwa Gị Na-ebe Ákwá n’Akwụsịghị Akwụsị Teta!, 5/8/2004
Ahụ́ nkpọnwụ
Jehova Emeerela M Ihe Ọma Na-erughịrị M Ụlọ Nche, 8/1/2015
Ahụ́ Ọkụ
Mgbe Ahụ́ Ọkụ Jidere Nwa Gị Teta!, 12/8/2003
Akpụda
Obere Ahụ, Obi Ukwu Ụlọ Nche, 2/15/2000
Akwụkwụ
Ekpebisiri M Ike Iru Ihe Mgbaru Ọsọ M Teta!, 7/8/2005
Ehighị Ụra nke Ọma
Gaa n’isiokwu bụ́ Ahụ́ Ike. Gaa n’ebe e dere Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike, gazie n’ebe e dere Ihi Ụra
Ekpenta
Ị̀ Maara? (§ Gịnị pụrụ iche n’otú Jizọs si meso ndị ekpenta?) Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 4 2016
Ihe Ahụ́ Na-asọ
Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ? Teta!, nke 3 2016
N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Mmadụ Ji Enwe Azụ̀zụ̀ Hay? Teta!, 6/8/2004
Ikpu Ìsì
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ: Ama M Ugbu A na M Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka Ụlọ Nche, 10/1/2015
“Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya” Ụlọ Nche, 6/15/2015
Kụziere Ndị Ìsì Okwu Jehova Ozi Alaeze, 5/2015
Enwetara M ‘Ihe Obi M Na-arịọ’ Ụlọ Nche, 11/1/2005
Ọ Bụ Ezie Na M Kpuru Ìsì, Ahụrụ M Ụzọ! Ụlọ Nche, 5/1/2004
Ọ Bụ Ezie na M Bụ Onye Ntị Chiri nke Kpuru Ìsì, Enwetara M Nchebe Teta!, 6/8/2001
Ịda Mbà n’Obi na Ihe Imetụ Mmadụ n’Isi
Gịnị Mere Ndị Na-eto Eto Ji Ada Mbà? Gịnị Ga-enyere Ha Aka? Teta!, nke 1 2017
Ihe Baịbụl Kwuru: Ịda Mbà Teta!, 11/2013
Bịaruo Chineke Nso: Nkasi Obi Maka Ndị Obi Ha Tiwara Etiwa Ụlọ Nche, 6/1/2011
Atụla Egwu Jehova Nọnyeere Gị! Ụlọ Nche, 5/1/2006
Inwe Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche
Olileanya nke Dịịrị Ndị Nwere Nsogbu Ahụ
Ime Ka A Mata Ihe Ndị Na-akpata Ya
“Unu Bụ Ndị Na-amataghị Ihe Ga-eme Echi” Ụlọ Nche, 12/1/2000
Ịtụbọ Atụbọ
Gịnị Mere M Na-eji Atụbọ? Teta!, 4/2007
Mmadụ Imerụ Onwe Ya Ahụ́
Olee Nsogbu Ndị Na-eto Eto Na-enwe Taa? (Igbe: Àgwà Mmadụ Imerụ Onwe Ya Ahụ́) Teta!, 10/2009
Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Olee otú m pụrụ isi kwụsị imerụ onwe m ahụ́? Teta!, 4/2006
Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Gịnị Mere M Ji Emerụ Onwe M Ahụ́? Teta!, 1/2006
Ndị Ísì Sent Na-enye Nsogbu
Ndị Ntị Chiri
Gaa n’isiokwu bụ́ Agụmakwụkwọ na Asụsụ. Gaa n’ebe e dere Asụsụ Ndị Ogbi
Nkwarụ
Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 6 2016
Onye Ọ Bụla Pụrụ Inwe Nkwarụ Ụlọ Nche, 5/1/2002
Nri Ahụ́ Mmadụ Na-anabataghị
Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ? Teta!, nke 3 2016
Nsogbu Erighị Nri Na-edozi Ahụ́ Na-akpata
Ihe Ndị Gbamiri Mkpọrọgwụ Na-akpata Ya, Mmetụta Dị Ukwuu Ndị Ọ Na-enwe
‘Ọnọdụ Ahụ Chọrọ Ime Ihe Ngwa Ngwa nke Na-esi Ike Nchọpụta’ Ga-ejedebe N’isi Nso!
Nsogbu Ụkwụ Anọghị Jii
Ị̀ Na-enwe Nsogbu Ụkwụ Anọghị Jii? Teta!, 12/8/2000
Ogbu na Nkwonkwo
Olileanya Dịịrị Ndị Na-arịa Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo
Oké Ahụ́ Ọkụ
Nke Kasị Njọ n’Ime Ọrịa Na-efe Efe E Nwetụrụla n’Ụwa
Influenza—Ihe Anyị Maara Banyere Ya Ugbu a
Ọrịa Zuru Ụwa Ọnụ Gịnị Ka Ị Pụrụ Ịtụ Anya Ya n’Ọdịnihu?
Oké Ibu
Ịlụso Oké Ibu Ọgụ—Ò Ruru Mgbalị E Meere Ya?
Ọbara Mgbali Elu
Ọbara Mgbali Elu—Mgbochi na Nchịkwa Ya Teta!, 5/8/2002
Ọnyá Afọ
Okwukwe nke Otu Ezinụlọ n’Okpuru Ihe Isi Ike Teta!, 5/8/2004
Ọrịa Alzheimer
“O Nwere Ike Bụrụ Abụ Nkịtị” Teta!, 10/2010
E Mere Ka O Cheta Ihe O Ji Kpọrọ Ihe Teta!, 12/8/2005
Ọrịa Chagas
Ọrịa Ụmụ Ahụhụ Na-ekesa—Nsogbu Na-arịwanye Elu Teta!, 6/8/2003
Ọrịa Cystic Fibrosis
Okwukwe Ya Na-agba Ndị Ọzọ Ume Ụlọ Nche, 7/1/2006
Ọrịa Ịba
Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ịba Teta!, 9/2015
Ọrịa Lyme
N’ihi Gịnị Ka Ha Ji Bịaghachi? Teta!, 6/8/2003
Ọrịa nke Gbasara Otú Ahụ́ Mmadụ Dị
Mgbe Nchegbu Banyere Ọdịdị Ahụ́ Ghọrọ Ihe Na-echu Ụra Teta!, 8/8/2004
Ọrịa O Biri n’Ájá Ọcha (Ọria AIDS)
Ọganihu Ndị E Nwere n’Ọgụ A Na-alụso Ọrịa AIDS
Olee Mgbe Ọrịa AIDS Ga-akwụsị?
À Ga-akwụsị Ọrịa AIDS? Ọ Bụrụ Otú ahụ, Ọ̀ Bụ n’Ụzọ Dị Aṅaa?
Ndekọ Ọnụ Ọgụgụ Na-awụ Akpata Oyi nke Ọrịa AIDS! Teta!, 3/8/2001
Ndị Nne Bu Ọrịa AIDS Na-eche Ọnọdụ Amaghị Ihe A Ga-eme Ihu Teta!, 1/8/2000
Ọrịa Ọnwụ Ojii
Ọnwụ Ojii—Ihe Otiti Tiri Europe Mgbe Ọ Na-emepechabeghị Anya Teta!, 2/8/2000
Ọrịa Ọkpụkpụ
Ọ Bụ Ijere Chineke Ozi Na-agwọ Ya Ụlọ Nche, 11/15/2013
Inweta Ọṅụ n’Agbanyeghị na M Nwere Nkwarụ Ụlọ Nche, 5/1/2009
Ọrịa Ọkpụkpụ Azụ
Jehova ‘Na-eburu M Ibu M Kwa Ụbọchị’ Ụlọ Nche, 8/15/2013
Ọrịa Polio
“Ndụ Dị Ugbu A”—Ịnụ Ụtọ Ya Ruo n’Isi! Ụlọ Nche, 6/1/2005
Ọrịa Shuga
Ihe Ịma Aka nke Ịgwọ Ọrịa Shuga
Otú Bible Pụrụ Isi Nyere Ndị Na-arịa Ọrịa Shuga Aka
Ọrịa Ụbụrụ
Anya Jairo Na-enyere Ya Aka Ife Chineke Ụlọ Nche, 3/1/2015
Mgbalị Loida Mere Ikwu Okwu Teta!, 9/8/2000
Ọrịa Ụmụ Ahụhụ Na-ekesa
N’ihi Gịnị Ka Ha Ji Bịaghachi?
Pịmpụl
‘Gịnị Na-eme M?’ Teta!, 7/8/2004
Uche Mkpasasị
Ịnagide Uche Mkpasasị Nke Mwakpo Ndị Na-eyi Ọha Egwu Kpatara Teta!, 2/8/2005
Ụbụrụ Akpakọghị Ọnụ
Ọnwụnwa Ndị Bịaara Anyị Mere Ka Anyị Tụkwasịkwuo Jehova Obi Ụlọ Nche, 4/15/2010
Ụjọ Nri
Akụkụ Dị Njọ nke Ịchọ Mma Teta!, 9/8/2003
Ịdị Ime, Ịmụ Nwa na Ilekọta Nwa Ọhụrụ
Ụmụnna só na Kọmitii Na-ahụ Maka Mmekọrịta Anyị na Ndị Ụlọ Ọgwụ nwere ike inye ndị dọkịta akwụkwọ a na-akpọ Clinical Strategies for Avoiding and Controlling Hemorrhage and Anemia Without Blood Transfusion in Obstetrics and Gynecology. Akwụkwọ ahụ kọwakwara otú ndị dọkịta ga-esi gwọọ mmadụ ọrịa n’amịnyeghị ya ọbara. Gwa ndị okenye ọgbakọ unu ka ha kọwaara gị ihe ndị ọzọ banyere akwụkwọ a.
Ihe Gbasara Ndị Oge Ochie: Ignaz Semmelweis Teta!, nke 3 2016
Otú Ụmụaka Si Agbanwe Ndụ Di na Nwunye Obi Ụtọ Ezinụlọ, nkebi nke 6
Mmetụta Ịṅụ Mmanya Na-aba n’Anya n’Ụzọ Na-adịghị Mma Na-enwe n’Ahụ́ Teta!, 10/8/2005
Ime Ka Afọ Ime Gị Ghara Ịdịcha Ize Ndụ Teta!, 1/8/2003
Nká
I nwekwara ike ịchọta ihe ị na-achọ na Otú Ndị Kraịst Si Ebi Ndụ. Gaa n’ebe e dere, Inyere Ụmụnna Anyị Aka, gazie n’ebe e dere Ndị Agadi
Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-enwe Obi Ụtọ Ma Ị Kawa Nká Ụlọ Nche, 6/1/2015
Ihe Ndị Ga-enyere Ndị Agadi Aka Teta!, 4/2011
Chineke Na-eche Banyere Ndị Agadi
Gịnị Mere Anyị Ji Aka Nká? Teta!, 7/2006
Ịnagide Ihe Ịma Aka nke Ime Agadi
Inwe Ike Okorobịa Ruo Mgbe Ebighị Ebi!
Àgwà Na-agbanwe Agbanwe n’Ebe Ime Agadi Dị Teta!, 9/8/2001
Imekọ Agadi Ọnụ Obi Ụtọ Ezinụlọ, isi nke 14
Ilekọta Onye Ọrịa
Mgbe Onye Ezinụlọ Gị Na-arịa Ọrịa Ga-egbu Ya Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 4 2017
Otú Ị Ga-esi Nyere Onye nke Gị Na-arịa Ọrịa Aka Teta!, 11/2015
Nọgide Na-ejere Jehova Ozi Ka Ị Na-elekọta Onye Gị Ahụ́ Na-adịghị Ụlọ Nche, 5/15/2010
Ndị Dọkịta Na-enwe Nchegbu Teta!, 2/8/2005
Ọrịa Na-adịghị Ala Ala—Nsogbu Ezinụlọ
Otú Ezinụlọ Ga-esi Nagide Ọrịa Na-adịghị Ala Ala
Mgbe Onye Òtù Ezinụlọ Na-arịa Ọrịa Obi Ụtọ Ezinụlọ, isi nke 10
Ihe Iri Mmadụ Ahụ́
Gaa n’isiokwu bụ́ Ụwa Setan. Gaa n’ebe e dere Ihe Iri Mmadụ Ahụ́