Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w91 8/15 p. 32
  • Otu Ụtụtụ nke ahụ Ịda Jụụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otu Ụtụtụ nke ahụ Ịda Jụụ
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
w91 8/15 p. 32

Otu Ụtụtụ nke ahụ Ịda Jụụ

Nke ahụ bụ ihe otu onye na-agụ akwụkwọ anyị n’Illinois, U.S.A., kwuru na magazin Teta! nyere ya. Onye ahụ dere, sị, “Enwere m ihe ịtụnanya na-enye obi ụtọ mgbe m gụsịrị otu mbipụta nke akwụkwọ unu bụ Teta! Ọ bụ otu nwanyị nyere m magazin ahụ n’ebe m na-echere ụgbọ okporo ígwè n’ụtụtụ taa. O mere ka ahụ dajụọ m, ka m nọọkwa n’udo. O nwekwara ihe ọmụma dị ukwuu. Biko meenụ ka m mara ụzọ m pụrụ isi na-enweta akwụkwọ nke a mgbe mgbe.

“Ana m ekele unu maka inye m ohere inwe, ma ọ dịkarịa ala, otu ụtụtụ nke ahụ ịda jụụ.”

Anyị na-eche na gị onwe gị ga-eritekwa uru site n’isiokwu ndị na-akpali akpali ndị dị na Teta! Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị ịdị na-anata magazin nke a, nanị dejuo ma zite mpempe akwụkwọ dị n’okpuru ebe a.

Ọ ga-amasị m ka a na-ezite Teta! n’ụlọ m. (Degara adres dị n’okpuru akwụkwọ iji matakwuo ihe banyere nke a.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya