Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w91 11/1 p. 32
  • Telivishọn Ọ̀ Bụ Ihe Na-elekọtara Gị Nwa?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Telivishọn Ọ̀ Bụ Ihe Na-elekọtara Gị Nwa?
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Isiokwu Nta
  • Ige Onye-Ozizi Uku Ahu Nti
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
w91 11/1 p. 32

Telivishọn Ọ̀ Bụ Ihe Na-elekọtara Gị Nwa?

Nsogbu pụrụ ịdị n’ọdịnihu ma ọ bụrụ na ọ bụ ya. Nye ụmụ gị ihe ka mma. Dọrọ mmasị ha, na-ezikwa ha ihe n’otu mgbe ahụ, site n’enyemaka nke akwụkwọ Ige Onye-Ozizi Uku Ahu Nti. O nwere akụkọ dị iche iche dị ụtọ banyere ọgwụgwọ Jisọs gwọrọ ndị ọrịa, mkpọlite ọ kpọlitere ndị nwụrụ anwụ na ihe ịtụnanya ndị ọzọ nile o mere. Ọ na-atọ ụmụntakịrị ụtọ ịnụghachi akụkọ Bible ndị a mere eme ọtụtụ ugbo.

Akwụkwọ nke a nwere 192 peji, nke e kwesiri mkpo ya ike, nke e sere ihe osise dị iche iche ga-abụ nke gị nanị site n’idejupụta ma zite mpempe akwụkwọ dị n’okpuru ebe a.

Ige Onye-Ozizi Uku Ahu Nti

Biko ziterenụ m akwụkwọ Ige Onye-Ozizi Uku Ahu Nti. (Degara address ahụ dị n’okpuru akwụkwọ maka ịmatakwu ihe banyere nke a.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya