Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w92 7/15 p. 22
  • Nzukọ Kwa Afọ—October 3, 1992

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nzukọ Kwa Afọ—October 3, 1992
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nzukọ Kwa Afọ—October 3, 1992
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
  • Nzukọ Kwa Afọ—October 5, 1991
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Nzukọ Kwa Afọ—October 5, 1991
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Nzukọ Kwa Afọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
w92 7/15 p. 22

Nzukọ Kwa Afọ—October 3, 1992

A GA-EME NZUKỌ KWA AFỌ nke ndị nọ n’òtù Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania n’October 3, 1992, n’ụlọ nzụkọ Assembly Hall of Jehovah’s Witnesses, 2932 Kennedy Boulevard, Jersey City, New Jersey. Nzukọ bu ụzọ nke nanị ndị nọ n’òtù ahụ ga-amalite n’elekere 9:30 ụtụtụ, nzụkọ kwa afọ nke ọha mmadụ ga-esochikwa ya n’elekere 10:00 ụtụtụ.

Ndị so n’Òtù Ọrụ ahụ kwesịrị ime ka Ọfis Onye Odeakwụkwọ òtù ahụ mara ugbu a banyere mgbanwe ọ bụla e nweworo n’adres ha n’ime afọ gara aga ka akwụkwọ ịma ọkwa na akwụkwọ nnọchianya ndị a na-ezitere ha mgbe nile nwee ike iru ha n’oge na-adịghị anya mgbe August 1 gasịrị.

E kwesịrị izighachi akwụkwọ nnọchianya ndị ahụ, ndị a na-ezitere ndị òtù ahụ n’otu mgbe ahụ a na-ezitere ha akwụkwọ ịma ọkwa maka nzukọ kwa afọ ahụ n’Ọfis Odeakwụkwọ nke Society n’oge na-agafeghị August 15. Onye ọ bụla so n’òtù ahụ kwesịrị idejuputa ma ziteghachi akwụkwọ nnọchianya nke ya ngwa ngwa, na-egosi ma ọ̀ ga-abịa nzukọ ahụ n’onwe ya ma ọ bụ na ọ gaghị abịa. Ihe e dere n’akwụkwọ nnọchianya nke ọ bụla kwesịrị ikwu ihe a chọrọ kpọmkwem, ebe ọ bụ na ya ka a ga-adabere iji mara ndị ga-anọ ebe ahụ n’onwe ha.

A na-atụ anya na a ga-emezucha ihe nile, gụnyere nzukọ metụtara ọrụ ha na inye akụkọ ozi dị iche iche n’ihe dị ka elekere 1:00 ehihie ma ọ bụ n’oge na-adịghị anya mgbe nke ahụ gasịrị. A gaghị enwe nnọkọ nke ehihie. N’ihi ohere na-ebughị ibu e nwere, ọ bụ nanị ndị nwere tiketi ka a ga-anabata na ya. Ọ dịghị ndokwa ọ bụla a ga-eme iji eriri telifon jikọta nzukọ kwa afọ a na ebe nzukọ ndị ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya