Isiokwu Ndị Dị na Ya
January 15, 2008
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:
February 11-17, 2008
“Na-eche Ozi ahụ Ị Nabatara n’Ime Onyenwe Anyị Nche”
PEEJI NKE 4
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 193, 151
February 18-24, 2008
Na-elezi “Nkà Izi Ihe” Gị Anya
PEEJI NKE 8
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 6, 123
February 25, 2008–March 2, 2008
“Ndị Nwere Ezi Obi” Na-anabata Ozi Ọma Ahụ
PEEJI NKE 13
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 156, 133
March 3-9, 2008
Ndị A Gụrụ ná Ndị Ruru Eru Inweta Alaeze
PEEJI NKE 20
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 195, 60
March 10-16, 2008
Ndị A Gụrụ ná Ndị Ruru Eru Ka E Duga Ha n’Isi Iyi nke Mmiri nke Ndụ
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 99, 187
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1-3 PEEJI NKE 4-17
Isiokwu atọ a ga-eme ka i kpebisikwuo ike ịnọgide na-ekwusa ozi ọma. Ha ga-echetara gị ihe mere i ji kwesị ịdị na-anụ ọkụ n’obi, gosi gị otú ị ga-esi mee ka “nkà izi ihe” gị ka mma, ma gbaa gị ume site n’ịkọrọ gị na e nwere ọtụtụ ndị ka na-anabata ozi ọma ahụ taa.
Isiokwu nke 4, 5 PEEJI NKE 20-28
Isiokwu abụọ a kọwara nnọọ nke ọma olileanya abụọ ezi Ndị Kraịst nwere. Ma olileanya gị ọ̀ bụ ibinyere Jizọs n’eluigwe ma ọ̀ bụ iso ná ndị ga-adị ndụ ebighị ebi n’ụwa mgbe Alaeze ahụ ga-achị, isiokwu abụọ a ga-eme ka i nwekwuo ekele maka obiọma Jehova na amamihe ya a na-apụghị ịchọpụtacha achọpụtacha.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
PEEJI NKE 3
Ha Mere Ka Ndụ Ha Na-atọkwu Ha Ụtọ—Ị̀ Pụrụ Ime Otu Ihe Ahụ?
PEEJI NKE 17
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Matiu
PEEJI NKE 29
Mgbe A Na-ayọcha Ndị Kraịst Dị Ka Ọka Wit
PEEJI NKE 32