Isiokwu Ndị Dị na Ya
May 15, 2008
Nke A Na-amụ Amụ
SIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:
June 30, 2008–July 6, 2008
Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-emeso Ndị Ọzọ?
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 35, 62
July 7-13, 2008
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 95, 145
July 14-20, 2008
Oge Eruwela Mgbe Alaeze Chineke Ga-anapụta Anyị!
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 181, 130
July 21-27, 2008
Họrọ Ijere Jehova Ozi Mgbe Ị Ka Na-eto Eto
PEEJI NKE 17
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 157, 221
July 28, 2008–August 3, 2008
Nwee Ọganihu n’Ozi Jehova Site n’Iṅomi Pọl
PEEJI NKE 21
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 123, 129
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
N’ozizi elu ugwu ya a ma ama, Jizọs gosiri mkpa ọ dị ịdị nwayọọ n’obi, ịbụ ndị na-eme ebere na ịbụ ndị na-eme udo. Ọ gbara ndị na-eso ụzọ ya ume ka ha mee ‘ka ìhè ha na-enwu’ ma gosi otú anyị ga-esi na-emeso ndị iro anyị na ndị ọzọ ihe.
Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16
Tụlee otú ị pụrụ isi kọwaa ihe mere nnapụta ji dị ụmụ mmadụ mkpa taa karịa mgbe ọ bụla ọzọ. Gụọ ihe ị ga-eji kweta na Jehova bụ Onye Nnapụta Ukwu nakwa otú ị ga-esi gosi ndị ọzọ otú Alaeze Chineke ga-esi napụta ụmụ mmadụ n’oge na-adịghị anya.
Isiokwu nke 4, 5 PEEJI NKE 17-25
Gịnị mere ndị na-eto eto ji kwesị ijere Chineke ozi? Hà nwere ike ịnọgide na-eme uche Jehova n’agbanyeghị otú ndị ọzọ si ele ha anya? Olee ihe ùgwù ije ozi ndị ha pụrụ inwe? Olee otú ihe nlereanya Pọl onyeozi pụrụ isi nyere ndị niile nọ n’ọgbakọ aka inwe ọganihu n’ozi Jehova? A tụlere ajụjụ ndị a dị mkpa n’isiokwu abụọ a.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Gbalịa ‘Ịdị Nsọ n’Egwu Chineke’
PEEJI NKE 26
Otú E Si Hazie Òtù Na-achị Isi
PEEJI NKE 29
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi
PEEJI NKE 30