Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
February 15, 2009
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
April 6-12, 2009
Otú Ime Ihe Jizọs Kwuru Si Eme Ka E Nwee Obi Ụtọ
PEEJI NKE 6
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 57, 36
April 13-19, 2009
Ka Ihe Ndị Jizọs Kwuru Gbanwee Ndụ Gị
PEEJI NKE 10
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 106, 132
April 20-26, 2009
Ihe Jizọs Kwuru Ọ̀ Na-enyere Gị Aka Ịma Otú Ị Ga-esi Na-ekpe Ekpere?
PEEJI NKE 15
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 88, 161
April 27, 2009–May 3, 2009
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 213, 53
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1-3 PEEJI NKE 6-19
Mgbe Jizọs kwuchara “okwu” n’Ozizi Elu Ugwu ahụ, “otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ ahụ anya.” (Mat. 7:28) Ghọta ihe mere okwu ya ji ju ndị mmadụ anya, chọpụta otú okwu ya nwere ike isi mee ka i nwekwuo obi ụtọ na otú ọ ga-esi gbanwee ndụ gị nakwa otú ọ ga-esi nyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ekpe ekpere.
Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 24-28
E meela ‘ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche, onye na-elekọta ihe niile Kraịst nwere.’ (Mat. 24:45-47) Isiokwu a na-egosi ihe mere anyị kwesịrị iji tụkwasị ohu ahụ obi na otú anyị ga-esi gosi na anyị tụkwasịrị ya obi.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mkpughe—Nke Abụọ
PEEJI NKE 3
Ì Kwesịrị Isi Ọnwụ na Ị Ga-emerịrị Ihe Masịrị Gị?
PEEJI NKE 19
A Gbara Ndị Ozi Ala Ọzọ Ume Ka Ha Dịrị Ka Jeremaya
PEEJI NKE 22
Otú Ndị Kraịst Si Eli Ozu Kwesịrị Ịdị Ùgwù, Dị Chineke Mma, O Kwesịghịkwa Ịgabiga Ókè
PEEJI NKE 29