Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
August 15, 2009
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
September 28, 2009–October 4, 2009
Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa Bụ Olileanya Chineke Mere Ka Anyị Nwee
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 76, 222
October 5-11, 2009
Kraịst Ọ̀ Kụziri na Ndị Mmadụ Ga-adị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa?
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 187, 15
October 12-18, 2009
Ụmụ Mmadụ Enweghachi Olileanya Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 4, 220
October 19-25, 2009
PEEJI NKE 18
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 114, 85
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1-3 PEEJI NKE 3-16
N’isiokwu atọ a, a tụlere olileanya ụmụ mmadụ nwere ịdị ndụ ebighị ebi, bụ́ nke e dere na Baịbụl. Ha ga-eme ka okwukwe i nwere n’olileanya a, nke mere ka ezigbo Ndị Kraịst dịrị iche na Krisendọm, sikwuo ike. Okwukwe a ga-eme ka i nwee ọṅụ, meekwa ka i jiri obi ike na-agwa ndị ọzọ banyere olileanya a i nwere.
Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 18-22
Isiokwu a tụlere ụzọ atọ anyị nwere ike isi nọrọ n’ịhụnanya Chineke. (Jud 21) Anyị nwere ike ime nke a (1) site n’ịhụ ndị Jehova hụrụ n’anya n’anya, (2) site n’ịsọpụrụ ndị isi, nakwa (3) site n’ịgba mbọ dịrị ọcha n’anya Jehova.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
PEEJI NKE 16
PEEJI NKE 23
‘Jehova Emeela Ka Ha Nweta Ihu Ọma Ya’
PEEJI NKE 24
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Oge A Bụ́ “Ụbọchị Ozi Ọma”
PEEJI NKE 28
Ì Nwetụla Ihe Ùgwù Ije Ozi? Ì Nwere Ike Inwe Ya Ọzọ?
PEEJI NKE 30