Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
November 15, 2009
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
December 28, 2009–January 3, 2010
Gịnị Ka Ekpere Gị Na-egosi Banyere Gị?
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 161, 45
January 4-10, 2010
Mee Ka Ekpere Gị Ka Mma Site n’Ịmụ Baịbụl
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 188, 88
January 11-17, 2010
Jiri Ọnọdụ Gị n’Ọgbakọ Kpọrọ Ihe
PEEJI NKE 13
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 213, 55
January 18-24, 2010
PEEJI NKE 20
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 200, 115
January 25-31, 2010
Ndị Ozi Chineke Na-akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù
PEEJI NKE 24
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
Isiokwu nke mbụ n’ime isiokwu abụọ a ga-enyere gị aka ileba anya n’otú i si ekpeku Jehova ekpere. Nke abụọ nwere ike inyere gị aka ịmata otú ị ga-esi mee ka ekpere gị ka mma. Ihe mere ọ ga-eji mee nke a bụ n’ihi na ọ gbara anyị ume ka anyị chebara ekpere na ekele ndị e dere na Baịbụl echiche.
Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 13-17
Onye Kraịst ọ bụla nwere ọnọdụ n’ọgbakọ Jehova. Isiokwu a tụlere ụzọ dị iche iche anyị nwere ike isi gosi na anyị ji ọnọdụ anyị nwere n’ọgbakọ Ndị Kraịst kpọrọ ihe.
Isiokwu nke 4, 5 PEEJI NKE 20-29
Ọgbakọ ga-adị n’otu ma ọ bụrụ na anyị ahụ ụmụnna anyị n’anya. Anyị ga-arụpụtakwa ezigbo ihe n’ozi ọma anyị ma ọ bụrụ na anyị na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù. Isiokwu ndị a na-egosi anyị otú anyị nwere ike isi na-ahụkwu ụmụnna anyị n’anya nakwa otú anyị ga-esi na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
PEEJI NKE 12
PEEJI NKE 18
Nwatakịrị Nwaanyị nke Na-emesapụ Aka
PEEJI NKE 29
Jiri Ụmụnna Anyị Ndị Dara Ogbi Kpọrọ Ihe
PEEJI NKE 30