Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Eprel 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Mee 31–Jun 6, 2010
Ndị Na-eto Eto—Ka Ijere Jehova Ozi Na-agụsikwu Unu Agụụ Ike
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 89, 41
Jun 7-13, 2010
Otú Jehova Si Eji Mmụọ Nsọ Emezu Nzube Ya
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 116, 19
Jun 14-20, 2010
Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru!
PEEJI NKE 20
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 61, 52
Jun 21-27, 2010
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 54, 17
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 3-7
Jehova gwara ndị na-eto eto ka ha gee ya ntị, mụta ihe n’okwu ya ma mee ihe o kwuru. N’isiokwu a, a tụlere otú ịgụ Baịbụl, ikpe ekpere, na àgwà ọma, nwere ike isi nyere ndị na-eto eto aka iji obi ha dum na-efe Jehova.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 7-11
Anyị ma na o nweghị ihe ga-eme ka nzube Jehova ghara imezu. Isiokwu a mere ka anyị mata otú mmụọ nsọ si mee ka nzube Jehova mezuo n’oge gara aga, otú o si eme ka o mezuo n’oge a, nakwa otú ọ ga-esi mee ka o mezuo n’ọdịnihu.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 20-24
Ka ụwa Setan na-eru ọgwụgwụ ya, foto na fim ndị nwere ike ime ka anyị na Chineke gharazie ịdị ná mma na-ehikwu nne. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ụfọdụ n’ime ihe ndị a, tụlee ihe mere Setan ji eji ha ara anyị ụra, nakwa otú anyị nwere ike isi zere ha.
ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 24-28
Gịnị ga-enyere anyị aka ịnọgide na-eji ịnụ ọkụ n’obi na-ejere Chineke ozi? Olee àgwà anyị kwesịrị izere ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ịnọgide na-eso Kraịst? Isiokwu a ga-aza ajụjụ ndị a dị mkpa.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ì Chetara? 12
Ị̀ Na-ekwe Ka Jehova Jụọ Gị Ajụjụ? 13
Ọnwụnwa Ndị Bịaara Anyị Mere Ka Anyị Tụkwasịkwuo Jehova Obi 16
Jehova Achọghị Ka I Nwee “Nsogbu Ọ Bụla” 29