Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Mee 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Jun 28, 2010–Julaị 4, 2010
Ndị Ikom, Ùnu Na-edo Onwe Unu n’Okpuru Kraịst?
PEEJI NKE 8
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 5, 123
Julaị 5-11, 2010
Ndị Inyom, Olee Ihe Mere Unu Ji Kwesị Ido Onwe Unu n’Okpuru Ndị Nọ n’Isi?
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 86, 120
Julaị 12-18, 2010
Ụmụnna Ndị Ikom—Ghaanụ Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ Ka Unu Wee Ruo Eru!
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 45, 11
Julaị 19-25, 2010
Emela Ka Mmụọ Nsọ Jehova Nwee Mwute
PEEJI NKE 28
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 71, 26
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 8-17
Isiokwu nke mbụ gosiri na ndị ikom kwesịrị ịna-edo onwe ha n’okpuru Isi ha bụ́ Kraịst, kwesịkwa ime ka Kraịst mgbe ha na-emeso ndị ọzọ ihe. Isiokwu nke abụọ kọwara otú ndị inyom bụ́ Ndị Kraịst kwesịrị isi ghọta okwu ahụ bụ́: “Nwoke bụkwa isi nke nwaanyị.”
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 24-32
Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike taa ịhapụ mkpa ha ga mewe nke onye ọzọ. Isiokwu nke atọ ga-enyere ndị ikom e mere baptizim aka ịtụle otú ha si ewepụta onwe ha nakwa otú ha si agba mbọ iru eru ịbụ ndị ohu na-eje ozi na ndị okenye n’ọgbakọ. Isiokwu nke anọ kọwara otú anyị ga-esi zere ime ka mmụọ nsọ nwee mwute.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Otú Ndị Kraịst Oge Ochie Si Lee Chi Dị Iche Iche A Na-efe na Rom Anya 3
Olee Ihe Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-asọpụrụ Ndị Agadi? 6
Nọgide Na-ejere Jehova Ozi Ka Ị Na-elekọta Onye Gị Ahụ́ Na-adịghị 17
Heran—Obodo Na-ekwo Ekwo n’Oge Ochie 20
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ 21