Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Ọgọst 30–Septemba 5
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 133, 40
Septemba 6-12
“Chebaranụ Ụdị Mmadụ Unu Kwesịrị Ịbụ Echiche”
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 61, 29
Septemba 13-19
Jiri Obi Gị Dum Na-arụ Nnukwu Ọrụ Owuwe Ihe Ubi Ahụ
PEEJI NKE 16
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 103, 102
Septemba 20-26
‘Mmụọ Nsọ Na-enyocha Ihe Ndị Miri Emi nke Chineke’
PEEJI NKE 20
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 71, 117
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 3-11
N’akwụkwọ ozi nke abụọ Pita dere, o gosiri na ihe banyere Ndị Kraịst ga-ebi n’oge ọgwụgwụ na-echu ya ụra. Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka iburu ụbọchị Jehova n’uche. Anyị ga-atụle ihe ndị anyị ga-ezere na ihe ndị anyị kwesịrị ime iji dịrị njikere maka oké ụbọchị Jehova.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 16-20
Oge anyị nọ na ya ugbu a bụ oge a na-arụ nnukwu ọrụ owuwe ihe ubi ahụ. Olee àgwà anyị kwesịrị ịna-akpa nke ga-eme ka anyị jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma? Olee otú anyị nwere ike isi mee ike anyị niile n’agbanyeghị na ihe na-esiri anyị ike? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu a.
ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 20-24
N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe anyị nwere ike ime ka mmụọ nsọ wee nwee ike inyere anyị aka ịghọta Baịbụl.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
“Atụla Egwu. Mụ Onwe M Ga-enyere Gị Aka” 12
Mee Ka Ụmụ Gị Nwee Mmasị Ịgụ Ihe na Ịmụ Ihe 25
“Na-etinyesi Mgbalị Ike . . . n’Izi Ihe” 29
Ịmụrụ Anya Na-eme Ka Anyị Rụpụta Ezigbo Ihe 32