Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w10 8/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Isiokwu Nta
  • ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
  • Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
w10 8/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Ọgọst 15, 2010

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:

Septemba 27–Ọktoba 3

Otú Jizọs Si Gosi na Chineke Bụ Onye Ezi Omume

PEEJI NKE 8

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 46, 133

Ọktoba 4-10

Otú Ihe Mgbapụta ahụ Si Azọpụta Anyị

PEEJI NKE 12

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 62, 99

Ọktoba 11-17

Ka “Iwu Obiọma” Chebe Ire Gị

PEEJI NKE 21

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 77, 79

Ọktoba 18-24

Ònye Nwere Ike Ịnapụta Ndị Na-eti Mkpu Enyemaka?

PEEJI NKE 28

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 68, 23

Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 8-16

Ị ga-amata otú Setan si maa Chineke aka nakwa otú Jizọs si gosi na ọchịchị Jehova kacha mma. Ị ga-amatakwa ihe àjà mgbapụta ahụ e ji Jizọs chụọ furu nakwa otú o nwere ike isi zọpụta gị. Ihe a niile dị n’isiokwu abụọ a.

ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 21-25

Ị ga-amata ihe obiọma pụtara nakwa otú ị ga-esi jiri obiọma na-ekwu okwu. Ị ga-amatakwa otú ị ga-esi na-akpa àgwà a na-amasị Chineke, na-ekwukwa okwu ọma kwa ụbọchị.

ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 28-32

Abụ Ọma nke iri asaa na abụọ mere ka anyị mata otú ihe ga-adị n’Ọchịchị Puku Afọ nke Ọkpara Chineke, bụ́ Jizọs Kraịst. Ị ga-enwe obi ụtọ ka ị na-amụ isiokwu a ma na-atụgharị uche n’otú Jehova Chineke ga-esi si n’aka Sọlọmọn Ka Ukwuu napụta ndị na-eti mkpu enyemaka.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

Ekwela Ka Otú Ụwa Si Ele Ihe Anya Gbochie Gị Ime Uche Chineke 3

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ 6

Òkù A Na-akpọ Mmadụ Niile! 17

Ì Chetara? 20

Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-abịa Ihe n’Oge? 25

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya